ųrà
ụ̀rà
Word | ụ̀rà |
Definitions | Noun 1.enticement; seduction to catch somebody or animal; drawing away |
Variations | nràta |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ha ji ụra nwude ya.
Ha ji ụra nwude ya.
They enticed and caught him/her.
Ụra gị agaghị anwude m.
Ụra gị agaghị anwude m.
Your enticements will not catch me.
Ọ ma etu e si ara ụra.
Ọ ma etu e si ara ụra.
He knows how to entice people.
Ụra ka nwoke ahụ ji ma n'ọnya ya.
Ụra ka nwoke ahụ ji ma n'ọnya ya.
The man entered her trap through seduction.
O ji ụra jide nwunye ya n'ịgba ọkwa.
O ji ụra jide nwunye ya n'ịgba ọkwa.
He caught his wife in adultery through enticement.