Nkọwa okwu logo
Beta

örà

ọrà

Wordọrà
Definitions

Noun

1.stale; overnight

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Mmanya ngwọ ahụ abọọla ọra.

Mmanya ngwọ ahụ abọọla ọra.

That palm wine has stayed overnight.

ǫhà

ọ̀hà

Wordọ̀hà
Definitions

Noun

1.public; masses; populace; people

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

E mekasịrị ya n'ihu ọha.

E mekasịrị ya n'ihu ọha.

She was disgraced in public.

Ọ na-ekwuchite ọnụ ọha.

Ọ na-ekwuchite ọnụ ọha.

She is speaking for the populace.

Taa bụ mbụ m ikwu okwu n'ihu ọ̣ha.

Taa bụ mbụ m ikwu okwu n'ihu ọ̣ha.

Today is my first time to speak in front of the public.

Ewu ọha nwe na-anwụ n'agụrụ.

Ewu ọha nwe na-anwụ n'agụrụ.

A goat owned by the public die of hunger.

Ọ na-ekwuchite ọnụ ọha.

Ọ na-ekwuchite ọnụ ọha.

She is speaking for the populace.

Ọ kpọrọ ọha niile oriri na be ya.

Ọ kpọrọ ọha niile oriri na be ya.

He called the public to a feast in his house.

Ọha kwetere na a ga-achụpụ ya n'obodo.

Ọha kwetere na a ga-achụpụ ya n'obodo.

The public agreed that he should be banished from the town.

Ndị ọchịchị na-ezu ego ọha.

Ndị ọchịchị na-ezu ego ọha.

The leaders steal public funds.

E mekasịrị ya n'ihu ọha.

E mekasịrị ya n'ihu ọha.

She was disgraced in public.

Taa bụ mbụ m ikwu okwu n'ihu ọ̣ha.

Taa bụ mbụ m ikwu okwu n'ihu ọ̣ha.

Today is my first time to speak in front of the public.

ǫhá

ọ̀ha

Wordọ̀ha
Definitions

Noun

1.Pterocarpus mildbraedii (tree or leaf)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Achọrọ m ịzụ akwụkwọ ọha.

Achọrọ m ịzụ akwụkwọ ọha.

I want to buy pterocarpus mildbraedii leaf.

Nne m ji ede sie ofe ọha.

Nne m ji ede sie ofe ọha.

My mother cooked soup with pterocarpus mildbraedii leaf with cocoyam.

Anyị ejibeghị ọha anyị zụtara ụnyahụ sie ofe.

Anyị ejibeghị ọha anyị zụtara ụnyahụ sie ofe.

We have not cooked soup with the pterocarpus mildbraedii leaf we bought yesterday.

Amadi ji ọha tee ofe

Amadi ji ọha tee ofe

Amadi prepared soup with pterocarpus mildbraedii leaf.

Onye nwe ọha ndị a?

Onye nwe ọha ndị a?

Who has these pterocarpus mildbraedii leaves?

Ọha na-adị mma n'ahụ.

Ọha na-adị mma n'ahụ.

Pterocarpus mildbraedii leaves are good to the body.

Ofe ọha na akpụ na-atọ ụtọ.

Ofe ọha na akpụ na-atọ ụtọ.

Ọha soup and cassava fufu are delicious.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.