Nkọwa okwu logo
Beta

òpì

òpì

Wordòpì
Definitions

Noun

1.horn (used as a musical instrument); flute

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Fụọ opi ka anyị nụ.

Fụọ opi ka anyị nụ.

Blow your flute lets hear.

Ọbụ ike na ume ka eji afụ opi

Ọbụ ike na ume ka eji afụ opi

It takes strength to blow a flute

Mgbe opi Chineke ga-ada.

Mgbe opi Chineke ga-ada.

When the trumpet of the Lord shall sound.

Onye nwe opi a?

Onye nwe opi a?

Who owns this trumpet?

Igbu opi dị mma n'egwuregwu bọọlụ.

Igbu opi dị mma n'egwuregwu bọọlụ.

To whistle in a football game is good.

Wepụta opi gị.

Wepụta opi gị.

Bring out your flute.

Opi a mara mma.

Opi a mara mma.

This flute is beautiful.

Olu opi a esighi ike.

Olu opi a esighi ike.

The tune from the flute is not loud.

Amadị bụ ogbu opi.

Amadị bụ ogbu opi.

Amadị is a horn/flute player.

Ogbu opi na-ehicha imi.

Ogbu opi na-ehicha imi.

The flute player also deserves some good packages.

ǫjà

ọ̀jà

Wordọ̀jà
Definitions

Noun

撃茎

1.short wooden flute, traditional to Igbo musical instruments

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Amaghị m etu e si egbu ọja.

Amaghị m etu e si egbu ọja.

I do not know how to play oja.

E nyere ya nnukwu ego maka ọja o gburu na mmemme ahụ.

E nyere ya nnukwu ego maka ọja o gburu na mmemme ahụ.

He was given so much money for the flute he played on that ceremony.

A ma ya nke ọma dịka onye na-egbu ọja.

A ma ya nke ọma dịka onye na-egbu ọja.

He is well known for playing flute.

Nna ya na-arụ ọja.

Nna ya na-arụ ọja.

His father constructs flute.

Ụda ọja ahụ kpọtere m n' ụra.

Ụda ọja ahụ kpọtere m n' ụra.

The sound of the flute woke me from sleep.

Ụzụ tụrụ mgbe Ekemma gburu ọja.

Ụzụ tụrụ mgbe Ekemma gburu ọja.

Their was uproar when Ekemma blew the flute.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.