Nkọwa okwu logo
Beta

ḿmégbú

mmegbu

Wordmmegbu
Definitions

Noun

1.oppression

Related Terms
Word Stems

Examples

Mmegbu na-adị ya mma.

Mmegbu na-adị ya mma.

He likes oppressing people.

Mmegbu adịghị mma.

Mmegbu adịghị mma.

Oppression is not good.

Kwụsị mmegbu ahụ, biko.

Kwụsị mmegbu ahụ, biko.

Please, stop that oppression.

Anọ m na mmegbu.

Anọ m na mmegbu.

I am under oppression.

Mmegbu a na-enye nwa ahụ karịrị.

Mmegbu a na-enye nwa ahụ karịrị.

The oppression given to that child is too much.

Ọ bụ onye mmegbu.

Ọ bụ onye mmegbu.

He is an oppressor.

Ọ bụghị ihe niile bụ mmegbu.

Ọ bụghị ihe niile bụ mmegbu.

its not all everything that is oppression.

Ndị mmegbu riri nne.

Ndị mmegbu riri nne.

Oppressors are too many.

ḿkpàgbú

mkpàgbu

Wordmkpàgbu
Definitions

Noun

m飼恩

1.distress; bother; strain;

2.oppression

Related Terms
Word Stems

Examples

Mkpagbu a gaha ebi.

Mkpagbu a gaha ebi.

This oppression will soon end.

Ana m akpọ ya mgbe ọbụla m nọ na mkpagbu.

Ana m akpọ ya mgbe ọbụla m nọ na mkpagbu.

I call her whenever I am in distress.

Onye mkpagbu ka ọ bụ.

Onye mkpagbu ka ọ bụ.

He is an oppressor.

Nna ya na-akpagbu m.

Nna ya na-akpagbu m.

His father is oppressing me.

Ọ kpọrọ oku mkpagbu.

Ọ kpọrọ oku mkpagbu.

He made a distress call.

Ụlọọrụ a jupụtara na mkpagbu.

Ụlọọrụ a jupụtara na mkpagbu.

This office is full of oppression.

Olu ya dara dịka nke onye nọ na mkpagbu.

Olu ya dara dịka nke onye nọ na mkpagbu.

Her voice sounded like that of someone in distress.

ṃkpà

m̀kpà

Wordm̀kpà
Definitions

Noun

1.scissors; clip

2.oppression

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Enweghị onye Amarachi na-akpa mkpa n'otu ha.

Enweghị onye Amarachi na-akpa mkpa n'otu ha.

Amarachi does not oppress anyone in her group.

Mkpa ahụ ataala nchara.

Mkpa ahụ ataala nchara.

The scissors is rusted.

O nweghi mkpa.

O nweghi mkpa.

She doesn't have a scissors.

O ji mkpa chọrọ ịluso ya ọgụ.

O ji mkpa chọrọ ịluso ya ọgụ.

He wants to fight him with a scissors.

O zutere mkpa ahụ ezute.

O zutere mkpa ahụ ezute.

He stole that scissors.

Onye nyere gị mkpa ahụ?

Onye nyere gị mkpa ahụ?

Who gave you that scissors?

Ndị noọsụ ji mkpa arụ ọrụ.

Ndị noọsụ ji mkpa arụ ọrụ.

Nurses work with scissors.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.