Beta

mégbú

megbu

Wordmegbu
Definitions

Active verb

1.oppress; ill-treat; maltreat

Related Term
Word Stem

Examples

Chika na-emegbu nwa ya nwoke.

Chika na-emegbu nwa ya nwoke.

Chika maltreats his son.

Achọghị m onye ga-emegbu nwa m.

Achọghị m onye ga-emegbu nwa m.

I do not want anyone that will maltreat my child.

Imegbu mmadụ ibe gị adịghị mma.

Imegbu mmadụ ibe gị adịghị mma.

To maltreat your fellow human is not good.

Nneka megburu nwa ya na ha bi tupu ọ laa.

Nneka megburu nwa ya na ha bi tupu ọ laa.

Nneka maltreated the child living with them before she left.

kpà ṃkpà

kpà m̀kpà

Wordkpà m̀kpà
Definitions

Active verb

1.oppress; compact; compress; tight

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Nwoke ahụ angahị akpa onye ọbụla mkpa.

Nwoke ahụ angahị akpa onye ọbụla mkpa.

Those man does not oppress anyone.

Ụzọ a kpara mkpa.

Ụzọ a kpara mkpa.

This road is tight.

kpà

kpà

Wordkpà
Definitions

Active verb

1.worry; bother

2.be tight; be jampacked; narrow

3.oppress; suppress; subdue

4.plait; interlace

5.trim or cut using a clipper or scissors

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

Ndịndu anyị na-akpa anyị mkpa.

Ndịndu anyị na-akpa anyị mkpa.

Our leaders are oppressing us.

Gịnị na-akpa gị?

Gịnị na-akpa gị?

What is bothering you?

Akpara m isi na nke Obinna.

Akpara m isi na nke Obinna.

I had a haircut at Obinna's.

Ụzọ a kpara akpa.

Ụzọ a kpara akpa.

This road is jampacked.

Adaeze na-akpa m isi.

Adaeze na-akpa m isi.

Adaeze is plaiting my hair.