Nkọwa okwu logo
Beta

ópètè

opètè

Wordopètè
Definitions

Noun

1.ginger lily, spiral ginger, or bush cane (Costus after); a type of grass plant with a green, slender, jointed, and fibrous stalk that tastes sour when eaten

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

A gwara anyị na ịta opete na-achapụ eze.

A gwara anyị na ịta opete na-achapụ eze.

We were told that eating ginger lily brightens the teeth.

Yakubu na-ere opete.

Yakubu na-ere opete.

Yakubu sells ginger lily.

Opete na-atọ ụtọ.

Opete na-atọ ụtọ.

Ginger lily is sweet.

Ndị ahụ na-ata opete apụchaala.

Ndị ahụ na-ata opete apụchaala.

The people that are selling ginger lily have all gone.

Opete m agwụla.

Opete m agwụla.

My ginger lily has finished.

A sị na a na-eji opete agwọ afọ mgbu.

A sị na a na-eji opete agwọ afọ mgbu.

It is said that ginger lily is used to cure stomach ache.

Tụfuo opete ahụ.

Tụfuo opete ahụ.

Throw away that ginger lily.

Opete na-amasị m mgbe m bụ nwata.

Opete na-amasị m mgbe m bụ nwata.

I liked ginger lily when I was a kid.

A na-ahụ opete n'ọhịa.

A na-ahụ opete n'ọhịa.

Ginger lily is found in the bush.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.