ènyò
ènyò
| Word | ènyò |
| Definitions | Noun 県 1.mirror 2.lens 3.glass |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Enyo a dị ọnụ.
Enyo a dị ọnụ.
This lens is costly.
Eze, wetara m enyo.
Eze, wetara m enyo.
Eze, bring mirror for me.
Aga m azụta enyo ọzọ.
Aga m azụta enyo ọzọ.
I will buy another mirror.
Azụtara m enyo ọhụrụ.
Azụtara m enyo ọhụrụ.
I bought a new mirror.
Ị ga-akụwa enyo ahụ.
Ị ga-akụwa enyo ahụ.
You will break that mirror.
O nyere m enyo.
O nyere m enyo.
He gave me a mirror.
Ibo ụzọ ya dị ka enyo.
Ibo ụzọ ya dị ka enyo.
His door looks like mirror.
Nna m rere enyo ahụ.
Nna m rere enyo ahụ.
My father sold the mirror.
Enyo ahụ buru ibu.
Enyo ahụ buru ibu.
That mirror is big.
Onye nwe enyo?
Onye nwe enyo?
Who has this mirror?
įchàkà
ị̀chàkà
| Word | ị̀chàkà |
| Definitions | Noun 1.a calabash covered with loosely netted strings of cowries (recently beads), and used as a musical instrument |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Ịchaka bụ ngwa egwu.
Ịchaka bụ ngwa egwu.
Ịchaka is a musical instrument.
E ji nka ayọ ịchaka.
E ji nka ayọ ịchaka.
Ịchaka is played with art.
Emeka na-akụziri anyị ka esị ayọ ịchaka nke ọma.
Emeka na-akụziri anyị ka esị ayọ ịchaka nke ọma.
Emeka is teaching us how to play ịchaka properly.
Amaghị m ayọ ịchaka nke ọma.
Amaghị m ayọ ịchaka nke ọma.
I don't know how to play ịchaka very well.
Anyị zụrụ ịchaka abụọ.
Anyị zụrụ ịchaka abụọ.
We bought two ịchaka.
Ụkọchukwu anyị si ka anyị jiri ịchaka kụọ egwu ahụ.
Ụkọchukwu anyị si ka anyị jiri ịchaka kụọ egwu ahụ.
Our priest told us to play that song with ịchaka.