ónyéńküzí
onyenkụzi
| Word | onyenkụzi |
| Definitions | Noun 衣寎蓋探 1.teacher; instructor |
| Variations | onye nkụzi |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Abụ m onyenkụzi.
Abụ m onyenkụzi.
I am a teacher.
Onyenkụzi anyị ma ka e si akụzi nkụzi.
Onyenkụzi anyị ma ka e si akụzi nkụzi.
Our teacher knows how to teach.
Onyenkụzi anyị ma apịa ụtarị.
Onyenkụzi anyị ma apịa ụtarị.
Our teacher knows how to flog.
Ada achọghị ịbụ onyenkụzị.
Ada achọghị ịbụ onyenkụzị.
Ada does not want to be a teacher.
Anyị nwere onyenkuzị ọhụrụ.
Anyị nwere onyenkuzị ọhụrụ.
We have a new teacher.
Onyenkụzị anyị dị oji.
Onyenkụzị anyị dị oji.
Our teacher is dark.