Nkọwa okwu logo
Beta

èfùléèfù

èfùleèfù

Wordèfùleèfù
Definitions

Noun

1.useless or irresponsible person, especially to a society or group;

2.rebel; traitor; a perverse person, especially towards a group formerly belonged to

3.prodigal person

Variationsèfùlefù
Related Terms
Word Stems

Examples

Amaghị m ihe efuleefu ahụ na-ekwu.

Amaghị m ihe efuleefu ahụ na-ekwu.

I do not know what that traitor is saying.

Achọghị m mụ na efuleefu imekọ ihe.

Achọghị m mụ na efuleefu imekọ ihe.

I don't want to have anything to do with an irresponsible person.

Udoka bụ nwa efereefu.

Udoka bụ nwa efereefu.

Udoka is a prodigal child

Ndị otu anyị niile anaghị esonye n'ihe anyị na-eme bụ efuleefu.

Ndị otu anyị niile anaghị esonye n'ihe anyị na-eme bụ efuleefu.

All our members that don't join us in things we do are useless.

Biko, Emeka nwanne m nwoke abụghị efuleefu!

Biko, Emeka nwanne m nwoke abụghị efuleefu!

Please, my brother Emeka is not irresponsible!

Ụmụ ya niile bụ efuleefu.

Ụmụ ya niile bụ efuleefu.

All her children are irresponsible.

Onye bụ efuleefu?

Onye bụ efuleefu?

Who is an irresponsible person?

Nna ya bụ efuleefu.

Nna ya bụ efuleefu.

His father is an irresponsible man.

E nwere ọtụtụ ndị efuleefu ugbua?

E nwere ọtụtụ ndị efuleefu ugbua?

There are many irresponsible people now.

Nwa ya ahụ bụ èfùleèfù bịara ebe a.

Nwa ya ahụ bụ èfùleèfù bịara ebe a.

That useless son of his came here.

ókpó

okpō

Wordokpō
Definitions

Noun

1.senseless person; foolish person; stupid person, a maroon

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Emeka bụ okpo.

Emeka bụ okpo.

Emeka is a stupid person.

Ọ na-eme ka okpo.

Ọ na-eme ka okpo.

She behaves like a maroon.

Nna ya bụ okpo.

Nna ya bụ okpo.

His father is foolish.

Biko, enyi m, Chika, abụghị okpo.

Biko, enyi m, Chika, abụghị okpo.

Please, my friend, Chika, is not senseless.

Chike kpọrọ ya okpo.

Chike kpọrọ ya okpo.

Chike called him a foolish person.

Onye ka ị kpọrọ okpo?

Onye ka ị kpọrọ okpo?

Whom did you call a stupid man?

Onye bụ okpo?

Onye bụ okpo?

Who is a stupid person?

Akpọkwala m okpo oge ọzọ!

Akpọkwala m okpo oge ọzọ!

Don't call me a senseless person next time!

Okpo nke ya enweghị atụ.

Okpo nke ya enweghị atụ.

His stupidity knows no bounds.

Ọ na-amasị Obi ịkpọ mmadụ okpo.

Ọ na-amasị Obi ịkpọ mmadụ okpo.

Obi likes calling people senseless.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.