ókènyè
okènyè
Word | okènyè |
Definitions | Noun 㯾 1.elder, principal person; senior citizen; grown (age); fully aged man |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ha nwere ọtụtụ ndị okenye n'etiti ha.
Ha nwere ọtụtụ ndị okenye n'etiti ha.
They have so many senior citizens in their midst.
Nzukọ a bụ maka ndị okenye.
Nzukọ a bụ maka ndị okenye.
This meeting is for the elderly.
Ọ bụ naanị ndị okenye ka e dobeere oche.
Ọ bụ naanị ndị okenye ka e dobeere oche.
Seats are reserved for adults only.
Ị sị na ị bụ okenye, zaa ajụjụ ahụ.
Ị sị na ị bụ okenye, zaa ajụjụ ahụ.
You say you are an adult and answer the question.
Ụmụ ya niile bụ okenye.
Ụmụ ya niile bụ okenye.
All her children are adults.
A chọ̣rọ ndi okenye isii ga-agbara obodo akaebe.
A chọ̣rọ ndi okenye isii ga-agbara obodo akaebe.
They want six elders that will stand as witness for the community.
E jidere otu okenye ebe ọ na-adakpo nwaanyị ajadụ.
E jidere otu okenye ebe ọ na-adakpo nwaanyị ajadụ.
An elder was caught raping a widow.
Okenye anaghị anọ n'ụlọ ewu amụọ n'ọgbụ.
Okenye anaghị anọ n'ụlọ ewu amụọ n'ọgbụ.
An elder will not be at home while a goat gives birth in its tedder.
Ụfọdụ ndị okenye na-atụ asị.
Ụfọdụ ndị okenye na-atụ asị.
Some elders tell lies.
òkóǹgwù
òkoǹgwù
Word | òkoǹgwù |
Definitions | Noun 1.elderly person, the aged, old man/woman |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Chika biliri n'oche ya mgbe ọ hụrụ okongwu ahụ.
Chika biliri n'oche ya mgbe ọ hụrụ okongwu ahụ.
Chika got up from her seat when she saw that elderly person.
Ike na-eme omume dịka okongwu.
Ike na-eme omume dịka okongwu.
Ike behaves like an elderly.
Ha na-enyere ndị okongwu aka.
Ha na-enyere ndị okongwu aka.
They help the elderly.
Nne na nna ya bụ okongwu.
Nne na nna ya bụ okongwu.
Her parents are aged.
Ụfọdụ ndị okongwu na-enye nsogbu.
Ụfọdụ ndị okongwu na-enye nsogbu.
Some elderly people are troublesome.
ágádí nwókē
agadī nwokē
Word | agadī nwokē |
Definitions | Demonstrative 掲子男 1.an old or elderly man |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Agadi nwoke ahụ dị njọ
Agadi nwoke ahụ dị njọ
That old man is bad
Hapụrụ agadi nwoke a oche ahụ.
Hapụrụ agadi nwoke a oche ahụ.
Leave that seat for this elderly man.
Onye nkuzị anyị bụ agadi nwoke.
Onye nkuzị anyị bụ agadi nwoke.
Our teacher is an elderly man.
Ọ bụ naanị agadi nwoke ahụ ka enyere ego.
Ọ bụ naanị agadi nwoke ahụ ka enyere ego.
It was only that elderly man that was given some money.