Nkọwa okwu logo
Beta

ónyéárįrïö

onyearị̀rịọ

Wordonyearị̀rịọ
Definitions

Noun

1.beggar

Variationsonye arị̀rịọ
Related Terms
Word Stems

Examples

Onye arị̀rịọ nọ n'ezi.

Onye arị̀rịọ nọ n'ezi.

A beggar is outside.

Ọ bụ onye arịrịọ ahụ bịara ebe a were akpa ahụ.

Ọ bụ onye arịrịọ ahụ bịara ebe a were akpa ahụ.

The beggar that came here took that bag.

I nyere onye arịrịọ ego ole?

I nyere onye arịrịọ ego ole?

How much did you give the beggar?

Onye arịrịọ ahụ anwụọla.

Onye arịrịọ ahụ anwụọla.

That beggar is dead.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.