Nkọwa okwu logo
Beta

ónyé

onye

Wordonye
Definitions

Noun

1.used to speak about a person when referring to the person as a whole; who; person

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Onye kwụrụ ọtọ emegharịgị ahụ, ngwere arịgoro ya elu

Onye kwụrụ ọtọ emegharịgị ahụ, ngwere arịgoro ya elu

If one stands up without shaking his body, lizards will climb up his body.

Kpọọ onye ahụ.

Kpọọ onye ahụ.

Call that person.

Achọghị m onye ọbụla ịnọ n'oche ahụ!

Achọghị m onye ọbụla ịnọ n'oche ahụ!

I do not want anyone to sit on that chair!

E jidere onye zuuru ego ahụ.

E jidere onye zuuru ego ahụ.

They caught the person that stole that money.

Amaghị m onye ọ bụ.

Amaghị m onye ọ bụ.

I do not know who he is.

Onye ka m bụ?

Onye ka m bụ?

Who am I?

E jidela onye gburu ewu ahụ.

E jidela onye gburu ewu ahụ.

They have caught the person that killed the goat.

Ọ bụ onye na-akụ?

Ọ bụ onye na-akụ?

Who is the person knocking?

Onye ka ị bụ?

Onye ka ị bụ?

Who are you?

ònyé

ònye

Wordònye
Definitions

Interrogative

激衣

1.who?

Related Terms
Word Stems

Examples

Onye kpọrọ gị?

Onye kpọrọ gị?

Who called you?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.