ǫnųmà
ọ̀nụ̀mà
Word | ọ̀nụ̀mà |
Definitions | Noun 1.rage; severe displeasure; wrath; fury 2.irritation; annoyance; exasperation; intense anger which always lasts briefly |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
O nwere ike iji ọnụma gbuo mmadụ.
O nwere ike iji ọnụma gbuo mmadụ.
He can kill somebody out of rage.
O ji ọnụma pụọ.
O ji ọnụma pụọ.
He left in annoyance.
Ọnụma na-ebute ọbaramgbalielu.
Ọnụma na-ebute ọbaramgbalielu.
Fury cases high blood pressure
íwé
iwe
Word | iwe |
Definitions | Noun 顔 1.anger; annoyance; irritation; vexation |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ọ bụ iwe mere o ji ba ha ọgụ.
Ọ bụ iwe mere o ji ba ha ọgụ.
Anger made him fight them.
Oke iwe na-ebute ọbara mgbali elu.
Oke iwe na-ebute ọbara mgbali elu.
Excessive anger causes high blood pressure.
Nwoke ahụ kpasuru m iwe taa.
Nwoke ahụ kpasuru m iwe taa.
That man annoyed me today.
Iwe were m mgbe m hụrụ ya.
Iwe were m mgbe m hụrụ ya.
I was angry when I saw him/her.
Biko, ewekwala iwe.
Biko, ewekwala iwe.
Please, do not be angry.
Oke iwe adịghị mma.
Oke iwe adịghị mma.
Too much anger is not good.
Iwe na-ewe m.
Iwe na-ewe m.
I am angry.
Onye kpasuru gị iwe?
Onye kpasuru gị iwe?
Who made you angry?
òkwúárüsï
òkwuarụ̄sị̄
Word | òkwuarụ̄sị̄ |
Definitions | Noun 1.shrine |
Variations | òkwu arụ̄sị̄ |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
A gbaala okwuarụsị ahụ ọkụ.
A gbaala okwuarụsị ahụ ọkụ.
That shrine has been set ablaze.
Amandị bi n'òkwuarụ̄sị̄.
Amandị bi n'òkwuarụ̄sị̄.
Amandi lives in the shrine.
A kpọrọ ya n'okwuarụsị.
A kpọrọ ya n'okwuarụsị.
She was summoned at the shrine.
Ndị Ụka suru okwuarụsị ahụ ọkụ.
Ndị Ụka suru okwuarụsị ahụ ọkụ.
The Church burnt down the shirne.
Onye nwe okwuarụsị a?
Onye nwe okwuarụsị a?
Who has this shrine?