ǫñüḿmányá
ọ̀ṅụm̄mānyā
Word | ọ̀ṅụm̄mānyā |
Definitions | Noun 1.one who is habitually drunk; drunkard |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ndị ọnụmmanya abatawala na mmemme a.
Ndị ọnụmmanya abatawala na mmemme a.
The drunkards are now coming in for this event
Ndị ọṅụmmanya abatara.
Ndị ọṅụmmanya abatara.
Many drunks came in.
Di ya bụ ọṅụmmanya.
Di ya bụ ọṅụmmanya.
Her husband is a drunk.
Ọṅụmmanya danyere n'ọwa mmiri
Ọṅụmmanya danyere n'ọwa mmiri
The drunkard fall inside the gutter
Amaghị m na onye a bụ ọṅụmmanya.
Amaghị m na onye a bụ ọṅụmmanya.
I did not know that this person is a drunk.
Ọ maghị ihe ọ na-eme, ọ bụ ọṅụmmanya
Ọ maghị ihe ọ na-eme, ọ bụ ọṅụmmanya
He does not know what he is doing, he is a drunkard
Onye bụ ọṅụmmanya?
Onye bụ ọṅụmmanya?
Who is a drunkard?
A chụọla ọṅụmmanya ahụ n'ọrụ.
A chụọla ọṅụmmanya ahụ n'ọrụ.
The drunkard has been fired.
Nne ya bụ ọṅụmmanya.
Nne ya bụ ọṅụmmanya.
His mother is a drunkard.