Nkọwa okwu logo
Beta

òmìmì

òmìmì

Wordòmìmì
Definitions

Noun

1.depth; (fig.) mystery

Adjective

1.mysterious

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ebe ụmụaka na-egwu mmiri dị omimi.

Ebe ụmụaka na-egwu mmiri dị omimi.

The children pool has depth.

Ihe mere Ada dị omimi.

Ihe mere Ada dị omimi.

What happened to Ada is mysterious.

Okwu Chineke dị omimi.

Okwu Chineke dị omimi.

The word of God is a mystery

Ihe a bụ omimi.

Ihe a bụ omimi.

This is a mystery.

Ọ maghị omimi ala ahụ.

Ọ maghị omimi ala ahụ.

He doesn't know the depth of the land.

Ọmimi ya enweghị atụ.

Ọmimi ya enweghị atụ.

The mystery has no comparison.

Ihe na-eme n'ala mmụọ dị omimi.

Ihe na-eme n'ala mmụọ dị omimi.

What happens in the spirit world is a mystery.

Akụkọ ahụ dị omimi.

Akụkọ ahụ dị omimi.

That story is a mystery.

òkùkòrò

òkùkòrò

Wordòkùkòrò
Definitions

Adjective

1.depth (of a bowl), deep

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Okùkòrò ya dị mma.

Okùkòrò ya dị mma.

The depth is okay.

Efere ahụ dị okukoro.

Efere ahụ dị okukoro.

The plate is deep.

Oche ahụ tụrụ òkùkòrò.

Oche ahụ tụrụ òkùkòrò.

The chair has a deep mark.

Were efere okukoro tinyere m ofe.

Were efere okukoro tinyere m ofe.

Use the deep plate to put soup for me.

Anyị nwere efere òkùkòrò abụọ.

Anyị nwere efere òkùkòrò abụọ.

We have two bowls.

Were efere okukoro tinyere m ofe.

Were efere okukoro tinyere m ofe.

Use the deep plate to put soup for me.

Anyị nwere efere òkùkòrò abụọ.

Anyị nwere efere òkùkòrò abụọ.

We have two bowls.

Ọ na-amasị ya iji efere okukoro rie nri.

Ọ na-amasị ya iji efere okukoro rie nri.

He likes eating with a plate that has depth.

Efere ahụ dị okukoro.

Efere ahụ dị okukoro.

The plate is deep.

Oche ahụ tụrụ òkùkòrò.

Oche ahụ tụrụ òkùkòrò.

The chair has a deep mark.

Okùkòrò ya dị mma.

Okùkòrò ya dị mma.

The depth is okay.

Nneka zụtara efere okukoro ụnyaahụ.

Nneka zụtara efere okukoro ụnyaahụ.

Ada bought deep plates yesterday.

Achọghị m nke dị okukoro.

Achọghị m nke dị okukoro.

I don't want the one that had depth

ògbú

ògbu

Wordògbu
Definitions

Noun

1.very deep, profound; depth

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Kedu ka ogbu ha dị?

Kedu ka ogbu ha dị?

Hpw is the depth?

Osimiri Naịja dị ogbu.

Osimiri Naịja dị ogbu.

River Niger is deep.

Anaghị m egwu mmiri dị ogbu.

Anaghị m egwu mmiri dị ogbu.

I do not swim in deep waters.

Mmiri ahụ riri ya maka na ọ dị ogbu.

Mmiri ahụ riri ya maka na ọ dị ogbu.

He drowned in the river because it is deep.

Nnukwu azụ na-ebi na mmiri dị ogbu.

Nnukwu azụ na-ebi na mmiri dị ogbu.

Big fishes live in deep waters.

Nghọta ihe ahụ ga-adị ogbụ.

Nghọta ihe ahụ ga-adị ogbụ.

Understanding that thing will be profund.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.