Nkọwa okwu logo
Beta

ǫmï

ọ̀mị

Wordọ̀mị
Definitions

Noun

1.shallow well; pit; well for collecting rain-water (òmị more common in Onitsha Town)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Anyị ga-egwu ọmị.

Anyị ga-egwu ọmị.

We will dig a pit.

Ana m eche gị n'akụkụ ọmị anyị.

Ana m eche gị n'akụkụ ọmị anyị.

I am waiting for you by the side of our well.

Ọmị anyị miri emi.

Ọmị anyị miri emi.

Our well is deep.

Ha ji osisi kpuchie ọmị ha.

Ha ji osisi kpuchie ọmị ha.

They used wood to cover their well.

Ọmị ha dị n'azụ ụlọ.

Ọmị ha dị n'azụ ụlọ.

Their well is at the backyard.

òmìmì

òmìmì

Wordòmìmì
Definitions

Noun

1.depth; (fig.) mystery

Adjective

1.mysterious

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ebe ụmụaka na-egwu mmiri dị omimi.

Ebe ụmụaka na-egwu mmiri dị omimi.

The children pool has depth.

Ihe mere Ada dị omimi.

Ihe mere Ada dị omimi.

What happened to Ada is mysterious.

Okwu Chineke dị omimi.

Okwu Chineke dị omimi.

The word of God is a mystery

Ihe a bụ omimi.

Ihe a bụ omimi.

This is a mystery.

Ọ maghị omimi ala ahụ.

Ọ maghị omimi ala ahụ.

He doesn't know the depth of the land.

Ọmimi ya enweghị atụ.

Ọmimi ya enweghị atụ.

The mystery has no comparison.

Ihe na-eme n'ala mmụọ dị omimi.

Ihe na-eme n'ala mmụọ dị omimi.

What happens in the spirit world is a mystery.

Akụkọ ahụ dị omimi.

Akụkọ ahụ dị omimi.

That story is a mystery.

ųmï

ụ̀mị

Wordụ̀mị
Definitions

Noun

1.water well; cistern

Related Term
Word Stem

Examples

Mmiri ataala n'ụmị anyị

Mmiri ataala n'ụmị anyị

Our well water is dried up.

Ewu danyere n'ụmị.

Ewu danyere n'ụmị.

Goat fell into the water well.

Anaghị enweta mmiri ọṅụṅụ n'ụmị.

Anaghị enweta mmiri ọṅụṅụ n'ụmị.

Drinking water is not available in well water.

Ade jere ichute mmiri n'ụmị.

Ade jere ichute mmiri n'ụmị.

Ada went to fetch water from the well.

Onye nwe ụmị ahụ.

Onye nwe ụmị ahụ.

How owns the water well?

Ụmị ahụ miri emi.

Ụmị ahụ miri emi.

The water well is deep.

Anyi gwuru ụmị.

Anyi gwuru ụmị.

We sunk a water well.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.