ųchų
ụ̀chụ̀
Word | ụ̀chụ̀ |
Definitions | Noun 1.bad omen/luck 2.eating something in the morning |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ụchụ gbara Emeka.
Ụchụ gbara Emeka.
Emeka has bad luck.
Ọ na-emecha ka onye ụchụ gbara.
Ọ na-emecha ka onye ụchụ gbara.
He behaves like someone with an ill luck.
Ụchụ anaghị agba onye na-efe Chineke.
Ụchụ anaghị agba onye na-efe Chineke.
One that worships God is not hit by ill luck.
Bịa ka anyị gbapụ ụchụ.
Bịa ka anyị gbapụ ụchụ.
Come, let us take breakfast.
Ụchụ agbakwala m taa.
Ụchụ agbakwala m taa.
Bad luck should not befall me today.
Íhúömá
Ihuọma
Word | Ihuọma |
Definitions | Name 1.favour; a good omen |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ihuọma bụ aha nwa nwanne nne m.
Ihuọma bụ aha nwa nwanne nne m.
Ihuoma is my cousin's name.
íhéárïmá
ihearịma
Word | ihearịma |
Definitions | Noun 1.token; sign; omen; a label giving information about a thing. |
Variations | iheàrị̀mā |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ihearịma emeela.
Ihearịma emeela.
A significant thing has happened.
Onye hụrụ ihearịma?
Onye hụrụ ihearịma?
Who saw a sign?
E gosiri Uchenna ihearịma.
E gosiri Uchenna ihearịma.
Uchenna was shown some signs.
Nke a bụ ihearịma ịhụnanya m nwere n'ebe ị nọ.
Nke a bụ ihearịma ịhụnanya m nwere n'ebe ị nọ.
This is the token of my love for you.
Chineke gosiri m ihearịma.
Chineke gosiri m ihearịma.
God showed me a sign.
Gwa m ihearịma e gosiri gị.
Gwa m ihearịma e gosiri gị.
Tell me the sign you were shown.
E nwere ọtụtụ ihearịma.
E nwere ọtụtụ ihearịma.
There are many signs.