òménààlà
òmenààlà
Word | òmenààlà |
Definitions | Noun 1.custom |
Variations | òmenàlà |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ibi ugwu bụ omenaala ochie ndị Igbo.
Ibi ugwu bụ omenaala ochie ndị Igbo.
Circumcision an old Igbo tradition.
Iri ji ọhụrụ bụ omenaala ndị Igbo.
Iri ji ọhụrụ bụ omenaala ndị Igbo.
New yam festival is an Igbo tradition.
Ụfọdụ omenaala ndị Igbo na obodo Izrel bụ otu ihe.
Ụfọdụ omenaala ndị Igbo na obodo Izrel bụ otu ihe.
Some Igbo customs of the Igbo's is the same with Israelites.
Were akwụkwọ a depụta etu omenaala be anyị dị.
Were akwụkwọ a depụta etu omenaala be anyị dị.
Take this book and write out our people's custom.
Omenaala ha dị mma.
Omenaala ha dị mma.
Their custom is good.
ǫdįnààlà
ọ̀dị̀nààlà
Word | ọ̀dị̀nààlà |
Definitions | Noun 1.culture; custom |
Variations | ọ̀dị̀nàlà |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Iji akịrịka arụ ụlọ bụbu ọdịnaala ndị Igbo.
Iji akịrịka arụ ụlọ bụbu ọdịnaala ndị Igbo.
Using thatch to build a house used to be Igbo culture.
Ha na-agba egwu ọdịnaala ha.
Ha na-agba egwu ọdịnaala ha.
They are doing their cultural dance.