Nkọwa okwu logo
Beta

ǫmųmų

ọ̀mụ̀mụ̀

Wordọ̀mụ̀mụ̀
Definitions

Noun

1.fruitfulness (childbirth)

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Chukwu nyere ya ọmụmụ.

Chukwu nyere ya ọmụmụ.

God made her fruitful.

Ọmụmụ dị n'abụrụ ha.

Ọmụmụ dị n'abụrụ ha.

There is fruitfulness in their lineage.

ǫmųmü

ọ̀mụ̀mụ

Wordọ̀mụ̀mụ
Definitions

Noun

1.learning

Related Terms
Word Stems

Examples

Ọmụmụ ihe anaghịzi akpa anyị ụṅara maka etu ụlaakwụkwọ anyị dịzi.

Ọmụmụ ihe anaghịzi akpa anyị ụṅara maka etu ụlaakwụkwọ anyị dịzi.

Learning does not excite us anymore due to the way our school is now.

ǫmümü

ọ̀mụmụ

Wordọ̀mụmụ
Definitions

Noun

1.birth; the act of bringing offspring into the world

2.birthing; the act of giving birth

Related Term
Word Stem

Examples

Taa bụ ncheta ụbọchị ọmụmụ m.

Taa bụ ncheta ụbọchị ọmụmụ m.

Today is the day of remembrance of my birth.

Ọmụmụ ya eteghị aka.

Ọmụmụ ya eteghị aka.

His birthing did not last long.

ámųmàmų

amụ̀màmụ̀

Wordamụ̀màmụ̀
Definitions

Noun

1.study/studies

Related Terms
Word Stems

Examples

Chidị na-eme amụmamụ asụsụ.

Chidị na-eme amụmamụ asụsụ.

Chidị is studying linguistics.

̣Amụmamụ Igbo na-etowanye.

̣Amụmamụ Igbo na-etowanye.

Igbo studies are progressing.

Amụmamụ niile dị mkpa maka ịkwalite ọnọdụ obibi ndụ mmadụ.

Amụmamụ niile dị mkpa maka ịkwalite ọnọdụ obibi ndụ mmadụ.

All fields of study are important to promoting the quality of human life.

Nkọwa Okwu abanyela n'amụmamụ Igbo.

Nkọwa Okwu abanyela n'amụmamụ Igbo.

Nkọwa Okwu is now into Igbo Studies.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.