ólúńdï
olundị̄
Word | olundị̄ |
Definitions | Noun 圏以 1.dialect |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Asụsụ Igbo nwere olundị dị ichiiche
Asụsụ Igbo nwere olundị dị ichiiche
The Igbo language has different dialects.
Ọ kpọpụtara ya n'olundị ha.
Ọ kpọpụtara ya n'olundị ha.
She pronounced it in their dialect.
Depụta ụsa gị n'olundị.
Depụta ụsa gị n'olundị.
Write your answer in dialect.
Ahụrụ m olundị m n'anya.
Ahụrụ m olundị m n'anya.
I love my dialect.
Kedụ olundị nke gị?
Kedụ olundị nke gị?
Which one is your dialect?
Ihe ha na-asụ bụ olundị.
Ihe ha na-asụ bụ olundị.
What they are speaking is a dialect.
Asụsụ niile nwere olundị.
Asụsụ niile nwere olundị.
Every language has a dialect.