ólùlù
olùlù
| Word | olùlù |
| Definitions | Noun 昭昭 1.pit; hole in the ground |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Agwọ na-ebi n'olulu.
Agwọ na-ebi n'olulu.
Snake lives in holes.
Ha kwanyere ya n'ime olulu.
Ha kwanyere ya n'ime olulu.
They pushed him into the pit.
Ha na-egwu olulu.
Ha na-egwu olulu.
They are digging pit.
Ha tụnyere akpa m n'ime olulu.
Ha tụnyere akpa m n'ime olulu.
They threw my bag inside the pit.
Olulu ahụ miri emi nke ukwu.
Olulu ahụ miri emi nke ukwu.
That pit is too deep.
àlüḿdínànwúnyè
àlụmdinànwunyè
| Word | àlụmdinànwunyè |
| Definitions | Noun 1.the formal union of two partners in order to run a family; marriage |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Eteghị aka ha mere alụmdinanwunye, ha agbaa alụkwaghịm.

Not long after they married, they divorced.
Alụmdinanwunye bụ oke ihe na ndụ ndị Igbo.

Marriage is a huge thing among the Igbo.
Ihe fọdụụrụ Nkechi na Emeka ịme ugbua bụ emume alụmdinanwunye.

The remaining thing for Nkechi and Emeka to do now is the marriage ceremony.
Kedụ mgbe ha mere alụmdinanwunye?
Kedụ mgbe ha mere alụmdinanwunye?
When did they marry?
Gọvanọ gara emume alụmdịnanwunye ahụ e mere na Abuja ụnyaahụ.

The governor attended the wedding ceremony held in Abuja yesterday.
E mere emume alụmdinanwunye ebe a taa.
E mere emume alụmdinanwunye ebe a taa.
A marriage ceremony was held here today.

Akwadoghị m alụmdinanwunye ha.
Akwadoghị m alụmdinanwunye ha.
I did not support their marriage.
Alụmdinanwunye bụ oke ihe na ndụ ndị Igbo.
Alụmdinanwunye bụ oke ihe na ndụ ndị Igbo.
Marriage is a huge thing among the Igbo.
Gọvanọ gara emume alụmdịnanwunye ahụ e mere na Abuja ụnyaahụ.
Gọvanọ gara emume alụmdịnanwunye ahụ e mere na Abuja ụnyaahụ.
The governor attended the wedding ceremony held in Abuja yesterday.
E mere emume alụmdinanwunye ebe a taa.
E mere emume alụmdinanwunye ebe a taa.
A marriage ceremony was held here today.
Alụmdinanwunye ha gara nkeọma.
Alụmdinanwunye ha gara nkeọma.
Their marriage was successful.
Nnenanna ha, haziri alụmdinanwunye ha.
Nnenanna ha, haziri alụmdinanwunye ha.
Their parents organized their marriage.
Kedụ mgbe ha mere alụmdinanwunye?
Kedụ mgbe ha mere alụmdinanwunye?
When did they marry?