ònúgbù
ònugbù
| Word | ònugbù |
| Definitions | Noun 1.bitter leaf (Vernonia amygdalina) |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Ọ kọrọ onugbu ebe ahụ.
Ọ kọrọ onugbu ebe ahụ.
He planted bitter leaf there.
Anwụ kpọrọ onugbu ahụ.
Anwụ kpọrọ onugbu ahụ.
Sun dried the bitter leaf.
Anyị ga-esi ofe onugbu echi.
Anyị ga-esi ofe onugbu echi.
We will cook bitterleaf soup tomorrow.
Saa onugbu ahụ nke ọma.
Saa onugbu ahụ nke ọma.
Wash that bitterleaf properly.