kárámá
karama
Word | karama |
Definitions | Noun 1.bottle |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
A kụwara m karama ahụ.
A kụwara m karama ahụ.
I broke that bottle.
Gbanyere ya mmanya nke ya na karama ọzọ.
Gbanyere ya mmanya nke ya na karama ọzọ.
Pour her own drink into another bottle.
Ọ pịara ya karama n'isi.
Ọ pịara ya karama n'isi.
He hit him bottle on the head.
Ha gbanwere karama ha.
Ha gbanwere karama ha.
They changed their bottle.
Onye nwe karama a?
Onye nwe karama a?
Who has this bottle?
Karama ndị a emela ochie.
Karama ndị a emela ochie.
These bottles are old.
Onye kụwara karama a?
Onye kụwara karama a?
Who broke this bottle?
Karama ndị ahụ abụghị nke anyị.
Karama ndị ahụ abụghị nke anyị.
Those bottle are not our own.
Gbanyere ya mmanya nke ya na karama ọzọ.
Gbanyere ya mmanya nke ya na karama ọzọ.
Pour her own drink into another bottle.
Biko weghachi karama a n'ebe anyị zụụrụ mmanya.
Biko weghachi karama a n'ebe anyị zụụrụ mmanya.
Please return this bottle where we bought drinks.
Ọ gbanyere ọgwụ ahụ n'ime karama.
Ọ gbanyere ọgwụ ahụ n'ime karama.
He poured that medicine into the bottle.
Wetara m karama ahụ dị n'okpuru oche.
Wetara m karama ahụ dị n'okpuru oche.
Bring me that bottle under the chair.
Ime karama a dị atịtị.
Ime karama a dị atịtị.
Inside this bottle is dirty.
Karama anyị ezubeghị ezu.
Karama anyị ezubeghị ezu.
Our bottles are not yet complete.
Ha gbanwere karama ha.
Ha gbanwere karama ha.
They changed their bottle.
Ọ pịara ya karama n'isi.
Ọ pịara ya karama n'isi.
He hit him bottle on the head.
Emeka nyere m otu karama mmanụ.
Emeka nyere m otu karama mmanụ.
Emeka gave me one bottle of oil.