ölà
ọlà
Word | ọlà |
Definitions | Noun 権 1.any piece of jewelry |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Echefuru m ọla m.
Echefuru m ọla m.
I forgot my jewelry.
Onye nwe ọla a?
Onye nwe ọla a?
Who has this jewelry?
Ndị ohi werele ọla Ugochi.
Ndị ohi werele ọla Ugochi.
Thieves took Ugochi's jewelry.
Ọla a mara mma.
Ọla a mara mma.
This jewelry is nice.
ölà
ọlà
Word | ọlà |
Definitions | Noun 1.brass; copper; any bright metal |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
O ji ọla arụ ọrụ ya
O ji ọla arụ ọrụ ya
He uses brass to do his work