òkwè
òkwè
Word | òkwè |
Definitions | Noun 1.games (board and card) 2.scores; points |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Anyị na-atụ okwe.
Anyị na-atụ okwe.
We are playing a (board) game.
Ibe na-azụ okwe oge ọbụla.
Ibe na-azụ okwe oge ọbụla.
Ibe plays board games every time.
Ịzụ okwe na-amasị m.
Ịzụ okwe na-amasị m.
I like playing cards games.
Onyenkuzi m kuziiri m ka esi azụ okwe.
Onyenkuzi m kuziiri m ka esi azụ okwe.
My teacher taught me how to play card games.
Nna m na-azụ okwe n'azụụlọ.
Nna m na-azụ okwe n'azụụlọ.
My father is playing board game at the backyard.
Kedụ onye zụrụ okwe a?
Kedụ onye zụrụ okwe a?
Who played this okwe game?
Zụọ okwe a kam hụ.
Zụọ okwe a kam hụ.
Play this game let me see.
Okwe agbaala.
Okwe agbaala.
The scores have surfaced.
Ị maara atụ okwe?
Ị maara atụ okwe?
Can you play a game?
Ezenwa meriri n'okwe ahụ.
Ezenwa meriri n'okwe ahụ.
Ezenwa won in that game.
Okwe ha siri ike.
Okwe ha siri ike.
Their game is though.
Kedu mgbe anyị ga-atụ okwe?
Kedu mgbe anyị ga-atụ okwe?
When are we going to play a game?
Kedu obodo e ji okwe a mara?
Kedu obodo e ji okwe a mara?
Which town is known for this game?
Gịnị ka a na-akpọ okwe a?
Gịnị ka a na-akpọ okwe a?
What is this game called?
ǹchǫ
ǹchọ̀
Word | ǹchọ̀ |
Definitions | Noun 1.pit and pebble game |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Amaghị m atụ nchọ.
Amaghị m atụ nchọ.
I don't know how to play pit and pebble game.
O ji okwute azụ nchọ.
O ji okwute azụ nchọ.
He plays pit and pebble game with stone.
Nna ha zụtara ha nchọ.
Nna ha zụtara ha nchọ.
Their father bought them pit and pebble game.
Ọtụtụ ụmụaka ugbua amaghị maka nchọ.
Ọtụtụ ụmụaka ugbua amaghị maka nchọ.
Many children nowadays do not know about pit and pebble game.
Nchọ ahụ edoghị mụ anya.
Nchọ ahụ edoghị mụ anya.
That pit and pebble game is not clear to me.
O meriri na nchọ ahụ.
O meriri na nchọ ahụ.
He won in the pit and pebble game.
Kedu ka o siri mụta nchọ?
Kedu ka o siri mụta nchọ?
How did she learn pit and pebble game?
ǹzà
ǹzà
Word | ǹzà |
Definitions | Noun 1.lot (the making of a decision) |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Ọ bụ m ka nza mara.
Ọ bụ m ka nza mara.
It is me that the lot fell on.
Mgbe nza mara ya, ntarama ahụhụ ya bụ na ọ ga-apụ.
Mgbe nza mara ya, ntarama ahụhụ ya bụ na ọ ga-apụ.
When the lot fell on him, his punishment was that he will leave.
Ọ bụ n'ihi aghụghọ ahụ mere eji tụo nza.
Ọ bụ n'ihi aghụghọ ahụ mere eji tụo nza.
It is because of the deceit that lead to casting lot.