òkwútē
òkwutē
Word | òkwutē |
Definitions | Noun 園 1.a stone, rock; a large or small piece of stone detached from a cliff or mountain |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Okwute dị ebe ahụ busiri ibu.
Okwute dị ebe ahụ busiri ibu.
There are big stones there.
Ejighi okwute elele isi kara aka
Ejighi okwute elele isi kara aka
They don't use stones to check for mature heads.
Agụiyi ahụ nọ n' elu okwute.
Agụiyi ahụ nọ n' elu okwute.
That crocrodile is on top of a rock.
E ji nnukwu okwute kpuchie ya.
E ji nnukwu okwute kpuchie ya.
It was covered with a big stone.
Bupụ okwute ahụ n'ebe ahụ.
Bupụ okwute ahụ n'ebe ahụ.
Take that stone away from there.
Onye ara ahụ tụrụ anyị okwute.
Onye ara ahụ tụrụ anyị okwute.
That mad man threw stones at us.
Okwute dị na nri ahụ.
Okwute dị na nri ahụ.
There are stones in that food.
Onye dobere okwute a ebe a?
Onye dobere okwute a ebe a?
Who kept this stone here?