òkpòkpó
òkpòkpo
Word | òkpòkpo |
Definitions | Noun 1.cashew [Anacardium occidentale] |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Anyị na-ata isi okpokpo.
Anyị na-ata isi okpokpo.
We are eating cashew nuts
E nwere ọtụtụ ukwu okpokpo n'Enugwu Steeti.
E nwere ọtụtụ ukwu okpokpo n'Enugwu Steeti.
There are many cashew trees in Enugu State.
Nna m nwere ugbo okpokpo.
Nna m nwere ugbo okpokpo.
My father has a cashew plantation.
ókpótókpó
okpotokpo
Word | okpotokpo |
Definitions | Nominal Modifier 1.big size; bulky |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Onye nwe okpotokpo ngwugwu a?
Onye nwe okpotokpo ngwugwu a?
Who owns this bulky parcel?
Anya azụ a gbachara okpotokpo.
Anya azụ a gbachara okpotokpo.
This fish's eyes are huge.
Nye m oroma ndị gbara okpotokpo.
Nye m oroma ndị gbara okpotokpo.
Give me oranges that are big size.
Onye nwe okpotokpo ngwugwu a?
Onye nwe okpotokpo ngwugwu a?
Who owns this bulky parcel?
Ike butere okpotokpo akpa ya n'ụlọ m.
Ike butere okpotokpo akpa ya n'ụlọ m.
Ike brought his bulky bag to my house.
Ube ndị o nyere m gbara okpotokpo.
Ube ndị o nyere m gbara okpotokpo.
The pears she gave me are big size.