ókpókóró
okpokoro
| Word | okpokoro |
| Definitions | Noun 盛 1.empty container/item 2.container; shell |
| Variations | tebulu, tebul |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Okpokoro mbe na-echekwa mbe.
Okpokoro mbe na-echekwa mbe.
The shell of the tortoise secures the tortoise.
Okpokoro anyị ji eri nri dị ọcha.
Okpokoro anyị ji eri nri dị ọcha.
Our eating table table is clean.
Enwere m okpokoro karama.
Enwere m okpokoro karama.
I have an empty bottle.
Anyị zụrụ okpokoro ọhụrụ.
Anyị zụrụ okpokoro ọhụrụ.
We bought a new table.
Jiri okpokoro a ga-eji tinye ya.
Jiri okpokoro a ga-eji tinye ya.
Take the empty tin that will be used to put it.
ókpókóló
okpokolo
| Word | okpokolo |
| Definitions | Noun 1.empty (container) |
| Related Term | |
| Word Stem | No word stems |
Examples
A na-ere okpokolo mmanya n'ahịa?
A na-ere okpokolo mmanya n'ahịa?
Are empty can of drinks sold at the market?
Onye nụchara mmanya a dobe okpokolo ya ebe a?
Onye nụchara mmanya a dobe okpokolo ya ebe a?
Who drank this wine and left the empty container here?
Hapụ okpokolo ahụ, e nwere ndị ga-azụ ya.
Hapụ okpokolo ahụ, e nwere ndị ga-azụ ya.
Leave that empty container, there are people that will buy it.
Okpokolo atọ dị ebe ahụ.
Okpokolo atọ dị ebe ahụ.
Three empty containers are there.
Onweghị ihe eji okpokolo ahụ eme.
Onweghị ihe eji okpokolo ahụ eme.
Those containers are not useful.
Onye tụpụrụ okpokolo a ebe a?
Onye tụpụrụ okpokolo a ebe a?
Who threw this empty can here?
ḿkpökörö
mkpọkọrọ
| Word | mkpọkọrọ |
| Definitions | Nominal Modifier 1.dilapidated; rubbish; nonsense |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Ọ zụrụ mkpọkọrọ ụlọ wee rụzie ya.
Ọ zụrụ mkpọkọrọ ụlọ wee rụzie ya.
He bought a dilapidated house and renovated it.
Ihe niile ọ na-eyi bụ mkpọkọrọ akwa.
Ihe niile ọ na-eyi bụ mkpọkọrọ akwa.
All she wears is nonsense clothes.
Ụlọ ha emeela mkpọkọrọ
Ụlọ ha emeela mkpọkọrọ
Their house has dilapidated.
Ọ na-ekwu mkpọkọrọ okwu.
Ọ na-ekwu mkpọkọrọ okwu.
He talks rubbish.
Ọ zụrụ mkpọkọrọ ụlọ wee rụzie ya.
Ọ zụrụ mkpọkọrọ ụlọ wee rụzie ya.
He bought a dilapidated house and renovated it.
ńkìkéré
nkìkere
| Word | nkìkere |
| Definitions | Noun 1.shell; the hard protective outer case of a mollusc |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Nkikere ejula yiwara m aka.
Nkikere ejula yiwara m aka.
Snail shell cut my hand.
A kwọọ nkikere ejula , e ji ya asa azụ ite.
A kwọọ nkikere ejula , e ji ya asa azụ ite.
If you grind the shell of a snail, it is used to wash the back of a pot.
Nkikere ejula ndị a esighị ike.
Nkikere ejula ndị a esighị ike.
The shell of these snails is not strong.