ókpì
okpì
Word | okpì |
Definitions | Noun 1.stout tree, sturdy tree; a huge log of wood |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Nne na-ere okpi.
Nne na-ere okpi.
Mother sells logs of wood.
Ikenna na-awa okpi.
Ikenna na-awa okpi.
Ikenna is cutting the log of wood.
Ikedi kụrụ agwọ ahụ okpi.
Ikedi kụrụ agwọ ahụ okpi.
Ikedi hit the snake with the stout tree.
Gụọ okpi ndị a ọnụ.
Gụọ okpi ndị a ọnụ.
Count these sturdy trees.
Nye m okpi ahụ.
Nye m okpi ahụ.
Give me that log of wood.
Nna anyị gbutere okpi n'ọhịa.
Nna anyị gbutere okpi n'ọhịa.
Our father cut sturdy tree from the forest.
Onye wepụrụ okpi a dị ebe a?
Onye wepụrụ okpi a dị ebe a?
Who removed that stout tree from here?
Okpi ahụ gbajiri agbaji
Okpi ahụ gbajiri agbaji
That sturdy tree is broken.
ǹkwékē
ǹkwekē
Word | ǹkwekē |
Definitions | Noun 1.truncheon; club; baton; a thick stick used as a weapon |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Nkweke ya agbajiela.
Nkweke ya agbajiela.
His truncheon has broken.
Onye nyere gị nkweke?
Onye nyere gị nkweke?
Who gave you the club?
Sọọsọ nkweke ka e nyere ya.
Sọọsọ nkweke ka e nyere ya.
He was only given a club.