Nkọwa okwu logo
Beta

ágídígí

agidigi

Wordagidigi
Definitions

Noun

1.strong build; toughness; ruggedness; sturdiness

Adjective

1.sturdy; strongly built; tough (build); strong; huge

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Agidigi ndị ọgbabọọlụ Kemeruunu nyere anyị nsogbu.

Agidigi ndị ọgbabọọlụ Kemeruunu nyere anyị nsogbu.

The sturdiness of the Cameroonian players gave us problem.

Ọ dị agidigi.

Ọ dị agidigi.

It is huge.

Agidigi ya na-atụ m egwu.

Agidigi ya na-atụ m egwu.

His hugeness frightens me.

Achọghị m nwaanyị dị agidigi.

Achọghị m nwaanyị dị agidigi.

I do not want a huge woman.

Mee ya ka ọ gbaa agidigi.

Mee ya ka ọ gbaa agidigi.

Make it to be sturdy.

Ọ bụ nwoke agidigi ahụ ka ọ ga-agbaso mgba.

Ọ bụ nwoke agidigi ahụ ka ọ ga-agbaso mgba.

It is that strogly built man that he will wrestle.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.