Nkọwa okwu logo
Beta

òkóróbįà

òkorobị̀à

Wordòkorobị̀à
Definitions

Noun

奴男若

1.young man; male youth

Related Terms
Word Stems

Examples

E nyere nwa okorobịa ahụ ihe nrite.

E nyere nwa okorobịa ahụ ihe nrite.

The young man was given an award.

Jizọs bụ okorobịa dị mma.

Jizọs bụ okorobịa dị mma.

Jesus is a good young man.

Ekwueme zuru okorobịa.

Ekwueme zuru okorobịa.

Ekwueme is a full grown young man.

Okorobịa mara mma bịara ebe a taa.

Okorobịa mara mma bịara ebe a taa.

A handsome young man came here today.

Ọ bụ ụmụ okorobịa ka a chọrọ.

Ọ bụ ụmụ okorobịa ka a chọrọ.

Young men are needed.

díṃkpà

dim̀kpà

Worddim̀kpà
Definitions

Noun

1.full grown person; able-bodied person

2.physical strong build; strong person

3.adult

Related Terms
Word Stems

Examples

Ọ bụ dimkpa.

Ọ bụ dimkpa.

He is an adult.

Emeka abụrụla dimkpa.

Emeka abụrụla dimkpa.

Emeka is now a grown person.

Dimkpa ọ gbara abaghị uru.

Dimkpa ọ gbara abaghị uru.

His strong build is useless.

A hụ dimkpa, a hụ okpotokpo imi ya.

A hụ dimkpa, a hụ okpotokpo imi ya.

When you see a full grown man, you see his sizeable nose.

Nwaanyị ahụ gbara dimkpa.

Nwaanyị ahụ gbara dimkpa.

The woman looks strongly built.

Ya bụ na dimkpa gị niile a ka e meriri gi.

Ya bụ na dimkpa gị niile a ka e meriri gi.

So you were conquered despite all your physical strength.

E nweghị dimkpa nọ be ya.

E nweghị dimkpa nọ be ya.

There is no strong person at his place.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.