Nkọwa okwu logo
Beta

òkóòkó

òkoòko

Wordòkoòko
Definitions

Noun

1.ornamental plant; flower

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ahụrụ m okooko e ji achụ agwọ.

Ahụrụ m okooko e ji achụ agwọ.

I saw anti snake flower.

Ha na-akọ okooko n'azụ ụlọ ha.

Ha na-akọ okooko n'azụ ụlọ ha.

They plant flowers at their backyard.

Ọ bụghị okooko nille mara mma.

Ọ bụghị okooko nille mara mma.

It is not all flowers that are beautiful.

O gbuturu okooko agbataobi ya.

O gbuturu okooko agbataobi ya.

He cut down a flower plant of his neighbour.

Ọ na-ere okooko e ji achọ ụlọ mma.

Ọ na-ere okooko e ji achọ ụlọ mma.

He sells flowers used for beautifying houses.

O ji okooko riọ ya mgbaghara.

O ji okooko riọ ya mgbaghara.

He used flower to seek her forgiveness.

Okooko a mara nnukwu mma.

Okooko a mara nnukwu mma.

This flower is quite beautiful.

kóḿkóḿ

komkom

Wordkomkom
Definitions

Noun

1.tin (for instance, tin of milk)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ha ji komkom ahụ ̣egwu egwu.

Ha ji komkom ahụ ̣egwu egwu.

They are playing with the tin

Wepụ komkom a ebe a!

Wepụ komkom a ebe a!

Take this tin out of this place!

Onye nwe komkom a?

Onye nwe komkom a?

Who has this tin?

Nne ha ji komkom sie mọị mọị.

Nne ha ji komkom sie mọị mọị.

Their mother used tins to cook moi moi.

ífúrú

ifurū

Wordifurū
Definitions

Noun

1.pollen grains; the seed-bearing part of a plant where pollination takes place

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Anyị ga-eji ifuru achọ imụlọ anyị mma.

Anyị ga-eji ifuru achọ imụlọ anyị mma.

We will beautify our room with flowers.

Nnamdị nyere nwunye ya ọmarịcha ifuru.

Nnamdị nyere nwunye ya ọmarịcha ifuru.

Nnamdi gave his wife a beautiful flower.

Isi ifuru a na-amasị m.

Isi ifuru a na-amasị m.

I like the scent of this flower.

Osisi oroma ahụ na-akpọ ifuru.

Osisi oroma ahụ na-akpọ ifuru.

That orange tree is producing flowers.

O bidobeghi ịkpọ ifuru.

O bidobeghi ịkpọ ifuru.

It has not started producing pollen grains.

Chọpụta ndị kpọgoro ifuru.

Chọpụta ndị kpọgoro ifuru.

Find out the one that have produced pollen grians.

Nnamdị nyere nwunye ya ọmarịcha ifuru.

Nnamdị nyere nwunye ya ọmarịcha ifuru.

Nnamdi gave his wife a beautiful flower.

Isi ifuru a na-amasị m.

Isi ifuru a na-amasị m.

I like the scent of this flower.

Ọtụtụ n'ime osisi ndị a akpọọla ifuru.

Ọtụtụ n'ime osisi ndị a akpọọla ifuru.

Many of these trees have produced pollen grains.

Oroma a kpọrọ ifuru afọ gara aga.

Oroma a kpọrọ ifuru afọ gara aga.

This orange produced pollen grains last year

Achọrọ m ka ọ kpọọ ifuru ngwa ngwa.

Achọrọ m ka ọ kpọọ ifuru ngwa ngwa.

I want it to produce pollen grains very fast.

Anyị ga-eji ifuru achọ imụlọ anyị mma.

Anyị ga-eji ifuru achọ imụlọ anyị mma.

We will beautify our room with flowers.

Osisi oroma ahụ na-akpọ ifuru.

Osisi oroma ahụ na-akpọ ifuru.

That orange tree is producing pollen grains.

òdòdó

òdòdo

Wordòdòdo
Definitions

Noun

1.flower

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ego o na-ereta n'ahịa òdòdo ya ka o ji rụọ ụlọ a.

Ego o na-ereta n'ahịa òdòdo ya ka o ji rụọ ụlọ a.

The money he makes from his flower business is what he used to build this house.

Òdòdo osisi a amaka.

Òdòdo osisi a amaka.

This tree's flower is beautiful.

E jighi òdòdo eli ozu n'ala Igbo.

E jighi òdòdo eli ozu n'ala Igbo.

The Igbo do not burry their dead with flower.

Nye m òdòdo mara mma.

Nye m òdòdo mara mma.

Give me a beautiful flower.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.