ökpükpü
ọkpụkpụ
Word | ọkpụkpụ |
Definitions | Noun 官 1.bone; skeleton |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ọkpụkpụ anyị na-eme ka ahụ anyị kwụrụ chịm.
Ọkpụkpụ anyị na-eme ka ahụ anyị kwụrụ chịm.
Our bones make our bodies stand firm.
Ọkpụkpụ gbadoro ya n'akpịrị.
Ọkpụkpụ gbadoro ya n'akpịrị.
Bone choked his throat.
Nna Nkechi na-agbakwa ọkpụkpụ.
Nna Nkechi na-agbakwa ọkpụkpụ.
Nkechi's father fixes bone.
Enyere m nkịta anyị ọkpụkpụ.
Enyere m nkịta anyị ọkpụkpụ.
I gave our dog bone.
Nye m ọkpụkpụ ka m taa.
Nye m ọkpụkpụ ka m taa.
Give me bone to chew.
Ọkpụkpụ azụ na-enye ihe n'ahụ.
Ọkpụkpụ azụ na-enye ihe n'ahụ.
Fish bone is nutritious too the body.
Nnu na-edeba n'ụmị ọkpụkpụ.
Nnu na-edeba n'ụmị ọkpụkpụ.
Salt settles in the bone marrow.
I tinye uru, itinye ọkpụkpụ.
I tinye uru, itinye ọkpụkpụ.
If you add flesh, you add bone.
Ọ na-ere izi ọkpụkpụ.
Ọ na-ere izi ọkpụkpụ.
He sales brisket bone.
Nkịta anaghị ata ọkpụkpụ a nyawara ya n'olu.
Nkịta anaghị ata ọkpụkpụ a nyawara ya n'olu.
The dog does not eat the bone hung on its neck.
Ọ gbajiri ọkpụkpụ.
Ọ gbajiri ọkpụkpụ.
He broke hi bone.