èbù
èbù
Word | èbù |
Definitions | Noun 㥣 1.wasp; hornet |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Chike sere ebu.
Chike sere ebu.
Chike drew a wasp.
Anyị mụrụ maka ebu taata.
Anyị mụrụ maka ebu taata.
I learnt about wasps today.
Ebu gbara ya ka ọ na-egwu egwureegwu n'akụkụ osisi.
Ebu gbara ya ka ọ na-egwu egwureegwu n'akụkụ osisi.
He was stung by a wasp while he was playing near a tree.
Ebu n'efegharị ebe a.
Ebu n'efegharị ebe a.
Wasp is hovering here.
E bugara ya ụlọọgwụ ka ebu gbachara ya.
E bugara ya ụlọọgwụ ka ebu gbachara ya.
She was taken to the hospital after she was stung by the wasp.
Ụfụ ebụ enweghị atụ.
Ụfụ ebụ enweghị atụ.
Wasp pain doesn't have comparison.
O ji aka nwude ebu.
O ji aka nwude ebu.
He caught wasp with his hands.
Mechie ụzọ ka ebu ghara ịbata.
Mechie ụzọ ka ebu ghara ịbata.
Close this door so that wasp will not come in.
Ọ bụ Emeka gburu ebu a.
Ọ bụ Emeka gburu ebu a.
It was Emeka that killed that wasp.