ójì
ojì
Word | ojì |
Definitions | Noun 1.iron staff with pieces of metal usually used by native doctors and masquerades. It makes some metallic sounds when hit on the ground; ceremonial staff of dibịà |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Mmọnwụ ahụ ji oji.
Mmọnwụ ahụ ji oji.
The masquerade has a metal staff.
Oji ya mara mma.
Oji ya mara mma.
His metal staff is beautiful.
Ụda oji na-anwụ akpata oyi.
Ụda oji na-anwụ akpata oyi.
The sound of a metal staff gives goosebumps.
Oji na-egosi oke dibịa.
Oji na-egosi oke dibịa.
Oji shows a great native doctor.
Ndị dibịa na-eji oji ha akpa ike.
Ndị dibịa na-eji oji ha akpa ike.
Native doctors do wonders with their oji.
öjï
ọjị
Word | ọjị |
Definitions | Noun 益 1.kola nut 2.any edible presented to a visitor |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ada meere m ọjị mgbe m gara be ya.
Ada meere m ọjị mgbe m gara be ya.
Ada hosted me with edibles, when I went to her place.
Naanị ọjị Igbo ka anyị chọrọ.
Naanị ọjị Igbo ka anyị chọrọ.
We only want Igbo kolanut.
Ọjị bụ mkpụrụosisi.
Ọjị bụ mkpụrụosisi.
Kolanut is a fruit.
Ọjị na-amị n'ogbe n'ogbe.
Ọjị na-amị n'ogbe n'ogbe.
Kola nut produces in pods
Nye m ọjị ka m taa.
Nye m ọjị ka m taa.
Give me kolanut let me eat.
Ada meere m ọjị mgbe m gara be ya.
Ada meere m ọjị mgbe m gara be ya.
Ada hosted me, with edibles, when I went to her place.
E ji ọjị achụ ụra.
E ji ọjị achụ ụra.
Kola nut is not a sedative.
Ndị Awụsa na-ata ọjị gworo.
Ndị Awụsa na-ata ọjị gworo.
The Hausa people eat only gworo kola nut
E ji ọkwa ose ata ọjị.
E ji ọkwa ose ata ọjị.
Groundnut paste is used in eating kola nut.
Naanị asụsụ Igbo ka ọjị na-anụ.
Naanị asụsụ Igbo ka ọjị na-anụ.
Kola nut hears only the Igbo language.
Ọjị na-elu ilu.
Ọjị na-elu ilu.
Kola nut is bitter.
öjį
ọjị̀
Word | ọjị̀ |
Definitions | Noun 柏 1.is a large and tall hardwood tree native to the west coast of tropical Africa that can live up to 500 years; iroko (Milicia excelsa) |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
E ji ọjị apịpụta ikwe.
E ji ọjị apịpụta ikwe.
Iroko is used to carve out mortar.
Osisi ọjị na-esi ike.
Osisi ọjị na-esi ike.
Iroko wood is strong.
O gburu ọjị dị na be ya.
O gburu ọjị dị na be ya.
He cut down the iroko at his place.
Ọjị bụ oke osisi.
Ọjị bụ oke osisi.
Iroko is a great tree.
Ahụrụ m enwe n' elu ọjị.
Ahụrụ m enwe n' elu ọjị.
I saw a monkey on Iroko tree.
O zoro ọgwụ ya n' osisi ọjị.
O zoro ọgwụ ya n' osisi ọjị.
He hid his charm on Iroko tree.
ójíí
ojiī
Word | ojiī |
Definitions | Adjective 越 1.dark; black |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ntụtụ m dị oji.
Ntụtụ m dị oji.
My hair is black.
Aga m eyi akpụụkwụ ojii.
Aga m eyi akpụụkwụ ojii.
I will wear a pair of black shoes.
Wetara m uwe ojii ahụ.
Wetara m uwe ojii ahụ.
Bring that black clothe for me.
Naanị nke ojii ka anyị ga-anabata.
Naanị nke ojii ka anyị ga-anabata.
We will only accept the dark one.
Ọ chọghị bọọlụ ojii.
Ọ chọghị bọọlụ ojii.
He doesn't want a dark ball.
Onyeisi ha gwara ha bịa ebe egebere eriri ojii.
Onyeisi ha gwara ha bịa ebe egebere eriri ojii.
Their leader told them to come to the place tied with black rope.
Chọtara anyị ịchafụ ojii.
Chọtara anyị ịchafụ ojii.
Find black headtie for us?
Ha wepụrụ ndị ojii niile.
Ha wepụrụ ndị ojii niile.
They removed all the black ones.
Nke ojii amaghị mma.
Nke ojii amaghị mma.
The black one is not beautiful.
Ọkụkọ ojii ahụ yiri akwa.
Ọkụkọ ojii ahụ yiri akwa.
The black hen laid some eggs.
Áchï
Achị
Word | Achị |
Definitions | Proper noun 1.name of a town in Oji River, Enugu State |
Related Terms | No related terms |
Word Stems |
Examples
Nnamdị bụ onye Achị.
Nnamdị bụ onye Achị.
Nnamdị is from Achị.