ǫjà
ọ̀jà
Word | ọ̀jà |
Definitions | Noun 撃茎 1.short wooden flute, traditional to Igbo musical instruments |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Amaghị m etu e si egbu ọja.
Amaghị m etu e si egbu ọja.
I do not know how to play oja.
E nyere ya nnukwu ego maka ọja o gburu na mmemme ahụ.
E nyere ya nnukwu ego maka ọja o gburu na mmemme ahụ.
He was given so much money for the flute he played on that ceremony.
A ma ya nke ọma dịka onye na-egbu ọja.
A ma ya nke ọma dịka onye na-egbu ọja.
He is well known for playing flute.
Nna ya na-arụ ọja.
Nna ya na-arụ ọja.
His father constructs flute.
Ụda ọja ahụ kpọtere m n' ụra.
Ụda ọja ahụ kpọtere m n' ụra.
The sound of the flute woke me from sleep.
Ụzụ tụrụ mgbe Ekemma gburu ọja.
Ụzụ tụrụ mgbe Ekemma gburu ọja.
Their was uproar when Ekemma blew the flute.
ųjá
ụ̀ja
Word | ụ̀ja |
Definitions | Noun 㤏 1.the sound a dog makes when it's excited or angry; bark (of a dog) |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ana m anụ ụja nkịta.
Ana m anụ ụja nkịta.
I am hearing the bark of a dog.
Ọ na-agbọ ụja ka nkịta.
Ọ na-agbọ ụja ka nkịta.
It barks like a dog.
Ozigbo nkịta ahụ gbọrọ ya uja, ọ daa n'ala.
Ozigbo nkịta ahụ gbọrọ ya uja, ọ daa n'ala.
Immediately the dog barked at him, he fell down.
Achọghị m mmadụ ịgbọ m ụja ugbua.
Achọghị m mmadụ ịgbọ m ụja ugbua.
I don't want anyone barking at me now.
ògbúǫjà
ògbuọ̀jà
Word | ògbuọ̀jà |
Definitions | Noun 1.someone who blows the ọ̀jà flute |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ogbuọja ndị̣ egedeege apụtala n'ọgbọ.
Ogbuọja ndị̣ egedeege apụtala n'ọgbọ.
The Egedege flutist has come out to the stage.