Nkọwa okwu logo
Beta

ósísí

osisi

Wordosisi
Definitions

Noun

1.tree; wood; timber; plank; lumber; log

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

E ji osisi rụọ oche a.

E ji osisi rụọ oche a.

This chair is made of wood.

E gbuturu osisi iri n'ọhịa ahụ.

E gbuturu osisi iri n'ọhịa ahụ.

Ten trees were cut down in that forest.

Osisi ahụ anaghị eto ogologo.

Osisi ahụ anaghị eto ogologo.

That tree does not grow tall.

Onye gbuturu osisi a?

Onye gbuturu osisi a?

Who cut down this tree?

Osisi a anaghị amị mkpụrụ.

Osisi a anaghị amị mkpụrụ.

This tree does not produce fruit.

Osisi a na-agbụ akwụkwọ.

Osisi a na-agbụ akwụkwọ.

The tree is shedding its leaves.

Anyị nwere ọtụtụ osisi na ngwuru anyị.

Anyị nwere ọtụtụ osisi na ngwuru anyị.

We have many trees in our compound.

Ọ dị n'elu osisi ube.

Ọ dị n'elu osisi ube.

It is on top of the pear tree.

Osisi a amịchaala mmiri.

Osisi a amịchaala mmiri.

These woods have dried.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.