ögwüùdé
ọgwụ̄ùde
Word | ọgwụ̄ùde |
Definitions | Noun 1.ointment; liniment; a liquid or lotion made with oil for rubbing on the body to relieve pain |
Variations | ọgwụ̀ ùde |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ana m amụ etu e si eji ọgwụude akwụsị ihe mgbụ.
Ana m amụ etu e si eji ọgwụude akwụsị ihe mgbụ.
I am learning how to relief pain with a liniment.
Dọkịnta nyere ya ọgwụude maka ụkwụ ya
Dọkịnta nyere ya ọgwụude maka ụkwụ ya
The doctor gave him liniment for his leg
A na-ete ọgwụude a n'aka.
A na-ete ọgwụude a n'aka.
This liniment is used for the hand.
Nwata ahụ rachara ọgwụude chee na ọ bụ mmanụ nri.
Nwata ahụ rachara ọgwụude chee na ọ bụ mmanụ nri.
That child licked liniment thinking it is palm oil.
Kedu mgbe emepụtara ọgwụude ahụ?
Kedu mgbe emepụtara ọgwụude ahụ?
When was that liniment manufactured?
Enweghị m ọgwụude.
Enweghị m ọgwụude.
I don't have a liniment.