Nkọwa okwu logo
Beta

ádá

ada

Wordada
Definitions

Noun

寁員

1.fall

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ada ahụ mere ka ukwu fụọ m ụfụ.

Ada ahụ mere ka ukwu fụọ m ụfụ.

That fall made my waist hurt.

Nwata ahụ dara ada.

Nwata ahụ dara ada.

That child fell.

Ọ dara ada mgbe ọ na-agbara mmọnwu ọsọ.

Ọ dara ada mgbe ọ na-agbara mmọnwu ọsọ.

She fell down when she was trying to run from the masquerades.

Ida ada n'ụzọ abụghi ezigbo ihe.

Ida ada n'ụzọ abụghi ezigbo ihe.

It is not a good thing to fall by the road.

Ọ bụrụna ị gba ọsọ, ị ga-ada n'ala.

Ọ bụrụna ị gba ọsọ, ị ga-ada n'ala.

You will fall if you run

Ọtụtụ ndị dara ada.

Ọtụtụ ndị dara ada.

Many people fell down.

Adara m ada.

Adara m ada.

I fell down.

Ọ na-ada ada oge ọbụla.

Ọ na-ada ada oge ọbụla.

She falls down every time.

Ada ahụ mere ka ukwu fụọ m ụfụ.

Ada ahụ mere ka ukwu fụọ m ụfụ.

That fall made my waist hurt.

Ọ ga-ada ada ma ọ kwụrụ ọtọ.

Ọ ga-ada ada ma ọ kwụrụ ọtọ.

She will fall if she stands.

Ọ dara ada mgbe ọ na-agbara mmọnwụ ọsọ.

Ọ dara ada mgbe ọ na-agbara mmọnwụ ọsọ.

She fell down when she was trying to run from the masquerades.

Emeka dara ada ma gbajie ụkwụ ya.

Emeka dara ada ma gbajie ụkwụ ya.

Emeka fell down and broke his leg

Ọ bụrụna ị gba ọsọ, ị ga-ada n'ala.

Ọ bụrụna ị gba ọsọ, ị ga-ada n'ala.

You will fall if you run

Ịda ada n'ụzọ abụghị ezigbo ihe.

Ịda ada n'ụzọ abụghị ezigbo ihe.

It is not a good thing to fall by the road.

Nwata ahụ dara ada.

Nwata ahụ dara ada.

That child fell.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.