öhų
ọhụ̀
| Word | ọhụ̀ |
| Definitions | Noun 嘆 1.vision (especially prophetic) |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Ndị mmadụ na-achọ ịga ụka ụkọchukwu ha na-ahụ ọhụ.
Ndị mmadụ na-achọ ịga ụka ụkọchukwu ha na-ahụ ọhụ.
People want to go to churches whose pastors see vision.
Ọ na-akọwa ihe ọ hụrụ n' ọhụ.
Ọ na-akọwa ihe ọ hụrụ n' ọhụ.
He explains what he sees in a vision.
Ndị okorobia ga-ahụ ọhụ.
Ndị okorobia ga-ahụ ọhụ.
Young men will see vision.
Ọhụ ọ na-ahụ bụ asị.
Ọhụ ọ na-ahụ bụ asị.
His vision is false.
Onyinye ịhụ ọhụ so n' onyinye nke mụọnsọ.
Onyinye ịhụ ọhụ so n' onyinye nke mụọnsọ.
The gift of vision is among the gift of the holyspirit.