óhí
ohi
Word | ohi |
Definitions | Noun 精 1.theft; robbery |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ohi ebelatala kemgbe Chukwuma bụrụ onyiisi nchekwa.
Ohi ebelatala kemgbe Chukwuma bụrụ onyiisi nchekwa.
Robbery has reduced since Chukwuma became the head of security.
Eji ohi mara nwoke ahụ
Eji ohi mara nwoke ahụ
That man is known for theft
ohi ụgbọala akarịala ugbụ a
ohi ụgbọala akarịala ugbụ a
Car theft has increased nowadays
Ohi abụghị ezi ihe
Ohi abụghị ezi ihe
Theft is not a good thing
Eji ohi mara nwoke ahụ
Eji ohi mara nwoke ahụ
That man is known for theft
Ohi ụgbọala akarịala ugbụ a
Ohi ụgbọala akarịala ugbụ a
Car theft has increased nowadays
Ohi ebelatala kemgbe Chukwuma bụrụ onyiisi nchekwa.
Ohi ebelatala kemgbe Chukwuma bụrụ onyiisi nchekwa.
Robbery has reduced since Chukwuma became the head of security.
ohi abụghị ezi ihe
ohi abụghị ezi ihe
Theft is not a good thing
O bidoro na nwata zuwa ohi.
O bidoro na nwata zuwa ohi.
He started robbery as a child.
Ejidere ya ebe ọ na-ezu ohi.
Ejidere ya ebe ọ na-ezu ohi.
He was caughnt in robbery act.
wàyó
wàyo
Word | wàyo |
Definitions | Noun 1.fraud (Pidgin wàyo); fraudulent act |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
O gwuru ndị enyi ya wayo.
O gwuru ndị enyi ya wayo.
He defrauded his friends.
Ọ na-eme wayo.
Ọ na-eme wayo.
He is a fraudster.
O kweghị ka ha gwuo ya wayo.
O kweghị ka ha gwuo ya wayo.
He did not allow them to defraud him.
Wayo juru ebe niile.
Wayo juru ebe niile.
Fraudulent acts are everywhere.
ákáàkpà
akaàkpà
Word | akaàkpà |
Definitions | Noun 1.pickpocket |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Biko, jidekwa akpa ahụ nke ọma maka akaakpa.
Biko, jidekwa akpa ahụ nke ọma maka akaakpa.
Please hold that bag properly because of pickpocketing.
Akaakpa abụghị ezigbo ihe.
Akaakpa abụghị ezigbo ihe.
Pickpocketing is not a good thing.
Gịnị bụ akaakpa?
Gịnị bụ akaakpa?
What is pickpocketing?
Akaakpa ka e ji mara nwoke ahụ.
Akaakpa ka e ji mara nwoke ahụ.
Pickpocketing is what that man is known for.
Akaakpa ka o ji biri.
Akaakpa ka o ji biri.
He lives by pickpocketing.
Akaakpa na-arị n'ogbe ahụ.
Akaakpa na-arị n'ogbe ahụ.
Pickpocketing is on the rise in that neighborhood.
Akaakpa ebelatala kemgbe e wetara ndị nche n'agbatoobi a.
Akaakpa ebelatala kemgbe e wetara ndị nche n'agbatoobi a.
Pickpocketing has reduced since security operatives were brought to this neighborhood.
A tụrụ nga maka ịma akaakpa.
A tụrụ nga maka ịma akaakpa.
He was sentenced for pickpocketing.
Akaakpa anaghị ewuziri ndi ohi.
Akaakpa anaghị ewuziri ndi ohi.
Pickpocketing is no longer a conventional way of stealing.
Ego ọ matara n'akaakpa ka o ji eri nri.
Ego ọ matara n'akaakpa ka o ji eri nri.
He feeds with the money he made from pickpocketing