Nkọwa okwu logo
Beta

òhèrè

òhèrè

Wordòhèrè
Definitions

Noun

1.chance; opportunity; space; time; vacancy

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ohere adịghị ebe ị chọrọ ịnọdụ ọdụ.

Ohere adịghị ebe ị chọrọ ịnọdụ ọdụ.

There is no space where you want to sit down.

Enwetaghị m ohere ime ya.

Enwetaghị m ohere ime ya.

I did not get chance to do it.

Enwebeghị m ohere ịhụ ya.

Enwebeghị m ohere ịhụ ya.

I have not had the time to see him.

Eze nwetara ohere agụmakwụkwọ na mba ofesi.

Eze nwetara ohere agụmakwụkwọ na mba ofesi.

Eze got opportunity to study overseas.

Ohere dị ebe a.

Ohere dị ebe a.

There is a space here.

Ohere adịghị n'ụlọọrụ anyị.

Ohere adịghị n'ụlọọrụ anyị.

There is no vacancy at my workplace.

Achọghị m inye ya ohere ọbụla.

Achọghị m inye ya ohere ọbụla.

I do not want to give him any chance.

Biko, nye m ohere.

Biko, nye m ohere.

Please, excuse me.

óghérē

ogherē

Wordogherē
Definitions

Noun

寍故r寈

1.opening; hole

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Gịnị mere oghere ji dị ebe a?

Gịnị mere oghere ji dị ebe a?

Why is there a hole here?

Mgbidi ahụ nwere oghere iri.

Mgbidi ahụ nwere oghere iri.

That wall has ten openings.

E mechiela oghere ahụ na-agba mmiri.

E mechiela oghere ahụ na-agba mmiri.

The water leaking hole has been sealed.

E ji nnukwu igwe wee gwupuo oghere ahụ.

E ji nnukwu igwe wee gwupuo oghere ahụ.

A huge iron was used to create the hole

O si na oghere ahụ rịpụta.

O si na oghere ahụ rịpụta.

It crawled from the hole.

Oghere ahụ miri emi.

Oghere ahụ miri emi.

That hole is deep.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.