Beta

ófé

ofe

Wordofe
Definitions

Noun

1.soup; sauce; stew

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ofe a dị ọkụ.

Ofe a dị ọkụ.

This soup is hot.

Anyi ga-azụta ihe e ji esi ofe.

Anyi ga-azụta ihe e ji esi ofe.

We will buy things used in cooking soup.

Kedụ onye siri ofe ahụ Nneka riri?

Kedụ onye siri ofe ahụ Nneka riri?

Who cooked that soup Nneka ate?

Ofe ọgbọnọ ka e ji mara ndị Nsụka.

Ofe ọgbọnọ ka e ji mara ndị Nsụka.

Nsụka people are known for ogbono soup.

Achọrọ m isi ofe egwusi.

Achọrọ m isi ofe egwusi.

I want to cook melon soup.

Ada ejighị akwụkwọ nri wee sie ofe ahụ.

Ada ejighị akwụkwọ nri wee sie ofe ahụ.

Ada did not use vegetables to cook that soup.

Ị maghị esi ofe.

Ị maghị esi ofe.

You don't know how to cook soup.

Anyị ga-azụta ihe e ji esi ofe.

Anyị ga-azụta ihe e ji esi ofe.

We will buy things used in cooking soup.

Ofe a dị ọkụ.

Ofe a dị ọkụ.

This soup is hot.

Ofe a agbaala ụka.

Ofe a agbaala ụka.

This soup has soured.

Biko, kunyere m obere ofe ka m richapụ nri a.

Biko, kunyere m obere ofe ka m richapụ nri a.

Please, give me small soup let me finish this food.

Kedụ onye siri ofe ahụ Nneka riri?

Kedụ onye siri ofe ahụ Nneka riri?

Who cooked that soup Nneka ate?

Ose adịghị n'ofe ahụ.

Ose adịghị n'ofe ahụ.

There is no pepper in that soup.

Ofe e tere na nkụ na-atọkarị nke e tere na stoovu.

Ofe e tere na nkụ na-atọkarị nke e tere na stoovu.

Soup prepared on firewood tastes better than the one prepared on stove.

E ji ofe onugbu mara ndị Idemmili.

E ji ofe onugbu mara ndị Idemmili.

Idemmili people are known for bitter leaf soup.

Ama m ete ofe.

Ama m ete ofe.

I know how to prepare soup.

Ofe nsara na-adị nwaanyị mụrụ nwa mma n'ahụ.

Ofe nsara na-adị nwaanyị mụrụ nwa mma n'ahụ.

White soup is good for a nursing mother.

Ofe e siri esi dị iche na nke e tere ete.

Ofe e siri esi dị iche na nke e tere ete.

Cooked soup is different from prepared soup.