Nkọwa okwu logo
Beta

héì!

heì!

Wordheì!
Definitions

Interjection

1.oh! (surprise)

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Hei! Nke a karịrị m.

Hei! Nke a karịrị m.

Oh! This is more than me.

Hei, ihe nke a dị egwu.

Hei, ihe nke a dị egwu.

Wow, this is terrible.

Hei, ị bịaghị ngwangwa?

Hei, ị bịaghị ngwangwa?

Oh! you did not come on time?

Ị sị na Emeka mere njem, hei!

Ị sị na Emeka mere njem, hei!

Did you say Emeka traveled, oh!

Hei, were ya nwayọ!

Hei, were ya nwayọ!

Wow, take it easy!

Ike agwụla m, hei chi m.

Ike agwụla m, hei chi m.

I am tired, oh my God.

Hei! akpa m efuola.

Hei! akpa m efuola.

Oh! my bag is lost.

Hei! i nyesịrị m ihe niile a?

Hei! i nyesịrị m ihe niile a?

Oh! did you give me all these?

Heị! o nyeghị m ego ahụ.

Heị! o nyeghị m ego ahụ.

Oh! he did not give me that money.

Hei! imeela.

Hei! imeela.

Oh! thank you.

Hei! echefuola m ihe.

Hei! echefuola m ihe.

Oh! i have forgotten something.

Hei! onye mere ihe a?

Hei! onye mere ihe a?

Oh! who did this?

Hei! imesịrị bịa.

Hei! imesịrị bịa.

Oh! you later came.

Hei! onye nwụrụ?

Hei! onye nwụrụ?

Oh! who died?

ólòóó

olòoō

Wordolòoō
Definitions

Interjection

1.oh my goodness; oh crap

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Olooo! Nke a ọ bụ ara?

Olooo! Nke a ọ bụ ara?

Oh my goodness! Is this madness?

Olooo! Echefuola m aha ya!

Olooo! Echefuola m aha ya!

Oh my goodness! I have forgotten its name!

Olooo! Ihe a bụkwa ara!

Olooo! Ihe a bụkwa ara!

Oh my goodness! This is really madness!

Olooo! Echefuru m akpeego m n'ụlọ.

Olooo! Echefuru m akpeego m n'ụlọ.

Oh my goodness! I forgot my wallet at home.

Olooo! Kedụ ihe nke a pụtara?

Olooo! Kedụ ihe nke a pụtara?

Oh my goodness! What is this all about?

Olooo! Amaghịkwa m na oge agaala!

Olooo! Amaghịkwa m na oge agaala!

Oh my goodness! I didn't know that time has gone!

éwóó

ewōō

Wordewōō
Definitions

Interjection

1.exclamation of sympathy or pity or shock; oh dear; alas; oh

Variationsewō
Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ewoo! Ụzọ adịghị ebe a.

Ewoo! Ụzọ adịghị ebe a.

Alas! There is no road here.

Ewoo! Nkịta a furu ụzọ.

Ewoo! Nkịta a furu ụzọ.

Oh dear! This dog missed it's way.

Ewoo! Gịnị mere gị n'ukwu?

Ewoo! Gịnị mere gị n'ukwu?

Oh dear! What happened to your leg?

Ewoo! Ọ gaghị abịanwuzị taata.

Ewoo! Ọ gaghị abịanwuzị taata.

Alas! He can't come today anymore.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.