Nkọwa okwu logo
Beta

ógù

ogù

Wordogù
Definitions

Noun

1.tool used in taking oaths; oath of innocence

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ogu agaghị ama m maka na enweghị ihe m mere.

Ogu agaghị ama m maka na enweghị ihe m mere.

I won't be found guilty because I did not do anything.

ögų

ọgụ̀

Wordọgụ̀
Definitions

Noun

1.hoe

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ana m eji ọgụ abọcha ahịhịa dị n'azụụlọ m.

Ana m eji ọgụ abọcha ahịhịa dị n'azụụlọ m.

I use hoe to clear the weed at the back of my house.

E zuuru ọgụ ya n'ugbo.

E zuuru ọgụ ya n'ugbo.

He hoe was stolen at the farm.

Naanị otu ọgụ ka ha ji bịa ọrụ.

Naanị otu ọgụ ka ha ji bịa ọrụ.

They came to work with only one hoe.

Onye nwe ọgụ a?

Onye nwe ọgụ a?

Who owes this hoe?

E nweghị m ọgụ.

E nweghị m ọgụ.

I don't have a hoe.

Ọgụ ya gbajiri mgbe ọ na-aru ọrụ.

Ọgụ ya gbajiri mgbe ọ na-aru ọrụ.

His hoe broke while he was working

Ọgụ m esighi ike.

Ọgụ m esighi ike.

My hoe is not strong.

Ọ zụrụ ọgụ ọhụrụ

Ọ zụrụ ọgụ ọhụrụ

He bought a new hoe.

ögü

ọgụ̄

Wordọgụ̄
Definitions

Noun

1.score (twenty)

Related Terms
Word Stems

Examples

Ji ha butere dị ọgụ n'ọnụọgụgụ.

Ji ha butere dị ọgụ n'ọnụọgụgụ.

The yam they brought is one score in number.

Ọ bụ naanị ọg̣ụ mmadụ bịara nzukọ ahụ.

Ọ bụ naanị ọg̣ụ mmadụ bịara nzukọ ahụ.

It was only twenty people that attended the meeting.

Nne m agbaala ọgụ afọ atọ.

Nne m agbaala ọgụ afọ atọ.

My mother is three score years.

ǫgų

ọ̀gụ̀

Wordọ̀gụ̀
Definitions

Noun

1.fight

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ha na-alụ ọgụ maka ego.

Ha na-alụ ọgụ maka ego.

They are fighting because of money.

Ọ na-alụ oke ọgụ.

Ọ na-alụ oke ọgụ.

He fights too much.

Ịlụ ọgụ adịghị mma.

Ịlụ ọgụ adịghị mma.

Fighting is not good.

O merụrụ ahụ ebe ọ na-alụ ọgụ.

O merụrụ ahụ ebe ọ na-alụ ọgụ.

He got wounded while he was fighting.

Kwụsi ịlụ ọgụ.

Kwụsi ịlụ ọgụ.

Stop fighting.

Ọ bụghị ọgụ ka e ji enweta ihe niile.

Ọ bụghị ọgụ ka e ji enweta ihe niile.

Fight is not used to achieve everything.

Ha na-alu ọgụ.

Ha na-alu ọgụ.

They are fighting.

ághá

agha

Wordagha
Definitions

Noun

1.war; battle

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Agha adịghị mma.

Agha adịghị mma.

War is not good.

Agha ebiela.

Agha ebiela.

The battle has ended.

Agha na-ada n'obodo ha.

Agha na-ada n'obodo ha.

There is an ongoing war in their country.

Ndị Aguleri na Ụmụleri lụrụ nnukwu agha.

Ndị Aguleri na Ụmụleri lụrụ nnukwu agha.

Aguleri and Umuleri people fought a big battle.

Ụmụ nwoke ahụ nwụrụ n'agha.

Ụmụ nwoke ahụ nwụrụ n'agha.

That man's children died in the war.

E gburu nna ya n'oge agha.

E gburu nna ya n'oge agha.

His father was killed during the war.

Agha a agaghị eri isi m.

Agha a agaghị eri isi m.

This war will not claim my life.

Eso m lụọ agha.

Eso m lụọ agha.

I fought the war.

ìríàbųö

ìriàbụ̀ọ

Wordìriàbụ̀ọ
Definitions

Number

1.twenty (20)

Variationsiri abụọ
Related Term
Word Stem

Examples

Nnenna dị afọ iriabụọ.

Nnenna dị afọ iriabụọ.

Nnenna is twenty years old.

Oche iriabụọ ka anyị ga-ebu.

Oche iriabụọ ka anyị ga-ebu.

Twenty chairs is what we will carry.

Ube dị na nkata ahụ rụrụ iriabụọ.

Ube dị na nkata ahụ rụrụ iriabụọ.

The pear in that basket is up to twenty.

Nri ahụ agaghị ezuru mmadụ iriabụọ.

Nri ahụ agaghị ezuru mmadụ iriabụọ.

That food will not be enough for twenty people.

Mmadụ iriabụọ bịara nzụkọ ahụ.

Mmadụ iriabụọ bịara nzụkọ ahụ.

Twenty people came for that meeting.

Ndị uweojii jidere mmadụ iriabụọ.

Ndị uweojii jidere mmadụ iriabụọ.

Policemen caught twenty people.

Mmadụ iriabụọ ka anyị chọ.

Mmadụ iriabụọ ka anyị chọ.

Twenty people is what we want.

Ada nwere akwa iriabụọ.

Ada nwere akwa iriabụọ.

Ada has twenty clothes.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.