ògénè
ògenè
| Word | ògenè |
| Definitions | Noun 1.a gong; a single or twin cone shaped iron gong |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Ogene bụ ngwa egwu.
Ogene bụ ngwa egwu.
Gong is a musical instrument.
Ogene ndị otu egwu ahụ nwere ezigbo ụda.
Ogene ndị otu egwu ahụ nwere ezigbo ụda.
The gong of that dance group has a good sound.
Ha zụtara ogene ọhụrụ.
Ha zụtara ogene ọhụrụ.
They bought a new gong
E ji ogene ezi ozi.
E ji ogene ezi ozi.
The gong is used for information dissemination.
A gwara ya weta ogene mana o wetara ịgba.
A gwara ya weta ogene mana o wetara ịgba.
He was told to bring gong but he brought drum.
Ha ejighi ogene bịa.
Ha ejighi ogene bịa.
They didn't come with gong.