Nkọwa okwu logo
Beta

ógè

ogè

Wordogè
Definitions

Noun

1.time

2.when, especially with no particular time of the clock intended

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Amaghị oge o mere.

Amaghị oge o mere.

I don't know when it happened.

Kedụ oge anyị ji ezukọ ebe a?

Kedụ oge anyị ji ezukọ ebe a?

When are we meeting here?

Oge gịnị bụ ihe a?

Oge gịnị bụ ihe a?

What time is this?

Oge anyị ji apụ eruola.

Oge anyị ji apụ eruola.

The time we will leave has reached.

Oge agaala mgbe ihe dị mma.

Oge agaala mgbe ihe dị mma.

The time has passed when things were good.

Olee oge ọ ga-abịa?

Olee oge ọ ga-abịa?

When will he come?

Ọ pụrụ n'oge.

Ọ pụrụ n'oge.

She left early.

Oge anaghị eche mmadụ.

Oge anaghị eche mmadụ.

Time does not wait for anybody.

ògéè

ògeè

Wordògeè
Definitions

Noun

1.listener; audience; someone granting a listening attention to someone or something

Related Terms
Word Stems

Examples

Ọ bụrụ na i bụ ogee ha, ị gaara ama aha onyiisi ha.

Ọ bụrụ na i bụ ogee ha, ị gaara ama aha onyiisi ha.

If you were a member of their audience, you would have known the name of their boss.

Anyị nwere ọtụtụ ihenrite maka ndị ogee anyị.

Anyị nwere ọtụtụ ihenrite maka ndị ogee anyị.

We have a lot of rewards for our audience.

Ogee anyị na-enye anyị nkwado puru iche.

Ogee anyị na-enye anyị nkwado puru iche.

Our listeners give us special support.

Ndị ogee anyị anọghị sọọsọ n'Aliigbo.

Ndị ogee anyị anọghị sọọsọ n'Aliigbo.

Our audience are not only in Igboland.

Ọnụọgụgụ ndị ogee anyị eruola otu nde.

Ọnụọgụgụ ndị ogee anyị eruola otu nde.

The number of our audience has reached one million.

ókè

okè

Wordokè
Definitions

Noun

1.boundary, border; limit

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

O gosiri m ebe oke ala m dị.

O gosiri m ebe oke ala m dị.

He showed me where the boundary of my land is.

Osisi ahụ bụ oke ebe m ga-akwụsị gị.

Osisi ahụ bụ oke ebe m ga-akwụsị gị.

That tree is the boundary where I will stop you.

Ọzụzọ oke ala bụ ihe gburu ya.

Ọzụzọ oke ala bụ ihe gburu ya.

Fighting for land boundary killed him.

Anyị nyere onwe anyị oke n'ụdị nkata anyị ga-akpa.

Anyị nyere onwe anyị oke n'ụdị nkata anyị ga-akpa.

We set a boundary regarding the type of discussion we will discuss.

O gosiri m ebe oke ala m dị.

O gosiri m ebe oke ala m dị.

He showed me where the boundary of my land is.

O jedebere n'oke ahụ.

O jedebere n'oke ahụ.

It ended in that boundary.

Gosi ndị na-asụ ahịhịa oke ebe ha ga-ejedebe.

Gosi ndị na-asụ ahịhịa oke ebe ha ga-ejedebe.

Show the people cutting the grass the boundary beyond which they cannot go.

Naani otu puku bụ oke ego nwere ike ịbata.

Naani otu puku bụ oke ego nwere ike ịbata.

Only one thousand naira is the limit that can enter.

ṃgbè

m̀gbè

Wordm̀gbè
Definitions

Adverb

1.when; at what time; after which; just then; during the time that

Conjunction

1.when

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Mgbakọ na-amasị m mgbe m bụ nwaakwụkwọ.

Mgbakọ na-amasị m mgbe m bụ nwaakwụkwọ.

I loved math when I was a student.

Mgbe ahụ ka ihe o mere doro ya anya.

Mgbe ahụ ka ihe o mere doro ya anya.

It was just then that he understood what he did.

Ọ bịara mgbe mmiri na-ezo.

Ọ bịara mgbe mmiri na-ezo.

He came when it was raining.

Mgbe ọ bịara, nwunye m anọghị n'ụlọ.

Mgbe ọ bịara, nwunye m anọghị n'ụlọ.

When he came, my wife was not at home.

Ọ nọghị ebe ahụ mgbe m bịara.

Ọ nọghị ebe ahụ mgbe m bịara.

He was not there when I came.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.