ógbènyè
ogbènyè
| Word | ogbènyè |
| Definitions | Noun 富渓 1.underprivileged person; less privileged person 2.poor person |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Ogbenye agaghị azụtanwu ụgbọala ahụ.
Ogbenye agaghị azụtanwu ụgbọala ahụ.
A poor person cannot buy that car.
Ọkụkọ nwa ogbenye bụ ehi ya
Ọkụkọ nwa ogbenye bụ ehi ya
A poor person's chicken is his cow
Ihe ọbụla ogbenye mere bụ ihe ọjọọ.
Ihe ọbụla ogbenye mere bụ ihe ọjọọ.
Whatever the poor does is a sin
Ọgaranya na ogbenye adịghị erikọ n'otu efere.
Ọgaranya na ogbenye adịghị erikọ n'otu efere.
The rich and poor do not eat from one plate.
Ogbenye enweghị ọnụ okwu n'obodo.
Ogbenye enweghị ọnụ okwu n'obodo.
The poor has no say in the town.
Ọ chọrọ ịhụ ndị ogbenye.
Ọ chọrọ ịhụ ndị ogbenye.
He wants to see the poor.
Nri a bụ maka ndị ogbenye.
Nri a bụ maka ndị ogbenye.
This food is for the poor.
Ọ bụ ogbenye.
Ọ bụ ogbenye.
He is poor.
nwáḿgbè
nwamgbè
| Word | nwamgbè |
| Definitions | Noun 1.a child who has lost both parents; an orphan |
| Variations | nwa mgbè, nwa mgbenye |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Aga m enyere nwamgbe ahụ aka.
Aga m enyere nwamgbe ahụ aka.
I will help that orphan.
Dike bụ nwamgbe.
Dike bụ nwamgbe.
Dike is an orphan.
Nwamgbe ahụ abụrụla ọgaranya.
Nwamgbe ahụ abụrụla ọgaranya.
That orphan is now wealthy.
Nwamgbe ahụ mara ezigbo mma.
Nwamgbe ahụ mara ezigbo mma.
That orphan is very beautiful.
ųbįàṃ
ụ̀bị̀àm̀
| Word | ụ̀bị̀àm̀ |
| Definitions | Noun 1.poverty; pauperism; poor |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Ọnọdụ ụbịam mụ ụgbụa pụrụ ime ka m zuo ohi.
Ọnọdụ ụbịam mụ ụgbụa pụrụ ime ka m zuo ohi.
The state of my poverty now can make be steal.
Agba nọ n'ụbịam ime mmụọ.
Agba nọ n'ụbịam ime mmụọ.
Agba is in spiritual poverty.
Ụbịam na-echi nwoke ahụ ọnụ n'ala.
Ụbịam na-echi nwoke ahụ ọnụ n'ala.
Poverty is dealing with the man.
Ị bụ onye ụbịam.
Ị bụ onye ụbịam.
You are a poor man.
Ụbịam bụ ajọ ọrịa.
Ụbịam bụ ajọ ọrịa.
Poverty is a disease.