Nkọwa okwu logo
Beta

ǫgbáńjē

ọ̀gbanjē

Wordọ̀gbanjē
Definitions

Noun

1.repeater; (from -gba nja) make several trips to and from a place; literally maker of several trips or recurrent trips; used for someone that acts strange

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Anụrụ m na nwa ahụ bụ ọgbanje.

Anụrụ m na nwa ahụ bụ ọgbanje.

I heard that that child is an ọgbanje.

Nne ya bụ ọgbanje.

Nne ya bụ ọgbanje.

His mother is an ọgbanje.

Ha nwere ọgbanje abụọ n'ụlọ.

Ha nwere ọgbanje abụọ n'ụlọ.

They have two ọgbanjes in the house.

Adanna na-eme ka ọgbanje.

Adanna na-eme ka ọgbanje.

Adanna behaves like ọgbanje.

Chike kpọrọ ya ọgbanje.

Chike kpọrọ ya ọgbanje.

Chike called her ọgbanje.

Ị bụ ọgbanje?

Ị bụ ọgbanje?

Are you an ogbanje?

Dibịa ahụ na-agwọ ọgbanje.

Dibịa ahụ na-agwọ ọgbanje.

This native doctor cures ọgbanje.

Ọgbanje karịrị n'obodo ahụ.

Ọgbanje karịrị n'obodo ahụ.

Ogbanje are much at that village.

Ọgbanje ahụ nwụrụ ụnyaahụ.

Ọgbanje ahụ nwụrụ ụnyaahụ.

That ọgbanje died yesterday.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.