Nkọwa okwu logo
Beta

ǫgbà

ọ̀gbà

Wordọ̀gbà
Definitions

Noun

1.cave

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ha gara n'ọgba Ogbunike.

Ha gara n'ọgba Ogbunike.

They went to Ogbunike cave.

Mmiri na-agba n' ime ọgba ahụ.

Mmiri na-agba n' ime ọgba ahụ.

Water is rushing inside that cave.

Ọgba ahụ na-atụ egwu.

Ọgba ahụ na-atụ egwu.

The cave is scary.

Nne m gwara m na ha zoro n' ime ọgba mgbe a na-alụ agha Bịafra.

Nne m gwara m na ha zoro n' ime ọgba mgbe a na-alụ agha Bịafra.

My mother told me that they hid inside cave during Biafra war.

íchì

ichì

Wordichì
Definitions

Noun

1.an organ that provides oxygen and nutrients to a baby in the uterus; placenta

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ị maara ọrụ ichi na-arụ?

Ị maara ọrụ ichi na-arụ?

Do ypu know the function of placenta?

Alọ na-esi n'ichi etopụta.

Alọ na-esi n'ichi etopụta.

The umbilical chord grows out from the placenta.

Ichi apụtaghị ka ọ mụsịrị nwa

Ichi apụtaghị ka ọ mụsịrị nwa

The placenta did not come out after she finished giving birth

Kedu ebe eliri ichi ya?

Kedu ebe eliri ichi ya?

Where was his placenta buried?

íbù

ibù

Wordibù
Definitions

Noun

寃看

1.large; size; big; fat

Related Terms
Word Stems

Examples

Adakụ nwere akpa buru ibu.

Adakụ nwere akpa buru ibu.

Adakụ has a large bag.

Anụ o nyere m buru ibu.

Anụ o nyere m buru ibu.

The meat he gave me is big.

O kweghị aba ọgbatumtum maka ibu ya.

O kweghị aba ọgbatumtum maka ibu ya.

He refused to board a bike becuase of his weight.

Nneka buru ibu.

Nneka buru ibu.

Nneka is fat.

Mmadụ ibu oke ibu adịghị mma.

Mmadụ ibu oke ibu adịghị mma.

To grow to big is not good.

Ọ na-ebu ibu n'ahịa Ogbete.

Ọ na-ebu ibu n'ahịa Ogbete.

He loads goods at the Ogbete market.

Nna ya rụrụ ̣ulọelu buru ibu.

Nna ya rụrụ ̣ulọelu buru ibu.

Her father built a large upstair.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.